Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
NAJS, Mak 12


NAJS, Mak 12:32 (tụlee ihe dị iche na Mak 12:27)

(Chineke abụghị Chineke nke ndị nwụrụ anwụ, n’ihi na ọ na-ekulite ndị nwụrụ anwụ site n’ili ha nile.)

32 Ya mere ọ bụghị Chineke nke ndị nwụrụ anwụ, n’ihi na ọ na-ekulite ha pụta site n’ili ha nile. Ya mere unu na-ehie ụzọ nke ukwuu.

Bipụta