Ọgbakọ Zuru ọha Eprel 2021 Nzukọ nke ụtụtụ Satọde Nzukọ nke ehihe Satọde Nzukọ nke ehihe Satọde Dallin H. Oaks Nkwado nke Ndị Ji Ikike Zuru ọha, Ndị Iri Asaa Mpaghara, na Ndị Ọrụ Zuru ọhaOnyeisi Oaks ga-agụpụta Ndị Ji Ikike Zuru ọha, Ndị Mpaghara Iri Asaa, na Ndịisi Enyemaka Zuru ọha maka ntuli aka nkwado unu. Jared B. LarsonNkọwa Ngalaba Nnyocha nke Nzukọ nsọ, 2020Jared B. Larson n’enye Nkọwa Ngalaba Nnyocha nke Nzukọ nsọ nke 2020. Jeffrey R. HollandỌ bụghị ka Ụwa Si EnyeOkenye Holland na-akuzi na anyị nwere ịchọta udo niime Kraịst ọbụna n’etiti ndọkụrịta na esemokwu. Jorge T. BecerraNdị ntakịrị dara OgbenyeOkenye Becerra na-akụzi mkpa ọ dị ịlekọrịta onwe anyị na ị kọta na achọsịrị anyị nile ike nime alaeze nke Chineke. Dale G. RenlundMmegide na-akpasu IweOkenye Renlund na-akuzi na anyị ekwesighị ịhapụ mmegide kpasuo anyị iwe maọbụ kpochapụ okwukwe anyị kama kwesiri ịrịọ Chineke maka enyem-aka ma melite ndabere anyị na Onye-nzọpụta. Neil L. AndersenNjem Nke Onwe nke Nwa ChinekeOkenye Andersen na-akụzị na ụmụ mmụọ nke Chineke bịara n’ụwa na njem nke onwe ha na kwa na anyị kwesịrị ịnabata ha, chekwaa ha, ma hụ ha naanya. Thierry K. MutomboUnu Ga-enwere Onwe UnuOkenye Mutombo na-akuzi na Jizọs Kraịst bụ Ihe nke Ụwa ma na O nwere ike iduzi anyị noge ihe isi ike na noge nsogbu. M. Russell BallardOlilenanya na KraịstOnyeisi Ballard kọwara ukpuru ise dị mkpa nke g’enyere onye ọbụla aka, tinyekwara ndị ahụ n’emebeghi ọlụlụ, ịchọta olilieanya na Jizọs Kraịst. General Priesthood Session General Priesthood Session Quentin L. CookNdị Bishọp—Ndị ọzụzụ Atụrụ n’elekọta Igwe Anụ ụlọ nke Onyenwe anyịOkenye Cook na-akuzi banyere otu ndị bishọp si elekọta ndị otu nke ndudugandu na-eto eto nime ngalaba ukwu ha. Ahmad S. CorbittAnyị nwere ike ikpọkọta Izrel!Nwanne nwoke Corbitt n’akụzị na ndị ntorobịa nke Nzụkọ nsọ nwere ike ị kpọkọ Izrel dịka ha na-aghọta ezigbo ejirimara ha na ike ha nke pụrụiche. S. Gifford NielsenUgbua Bụ Oge Anyị!Okenye Nielsen na-echetara anyị na anyị nwere ike nwee obisike mgbe anyị chetara na ezitere anyị ebe a site n’aka Nna nke Eluigwe na oge nke agụgụala nkea ka enwe ike mezo nzube Ya nile. Henry B. EyringGọzie na Aha YaOnyeisi Eyring na-akuziri ndị ji ọkwa nchụaja na ebumnuuche ha ji anata ọkwa nchụaja bụ ịgọzi ndị mmadụ nọnọdụ nke Onyenwe anyị na na-aha Ya, na-arụsi ọrụ ike na-ọkpụkpọ oku ha na ịhụnaanya na mgbasi ike. Dallin H. OaksKedu Ihe Onye Nzọpụta Anyị Mewooro Anyị?Onyeisi Oaks na-akuzi na Jizọs Kraist mere ya adị ire maka onye ọbụla n’ime anyị ịlaghachikwute Nna anyị Bi Neluigwe ma nwete akara aka ebighị ebi anyị. Russell M. NelsonIhe Anyị Na-amụ ma Agaghị Echefu Ma ọlịOnyeisi Nelson na-akuzi ihe mmụta anọ o chere na anyị amụtawo site n’oge ọrịa mkpochapụ. Nzukọ nke ụtụtụ Sụnde Nzukọ nke ụtụtụ Sụnde Ulisses SoaresJizọs Kraịst: Onye Nlekọta nke Mkpụrụ obi AnyịOkenye Soares na-akuzi banyere Jizọs Kraist, Aja mgbaghara mmehie Ya, na onyinye nke nchegharị. Reyna I. AburtoIli Enweghị MmeriNwanne nwanyị Aburto na-agba ama nke Mbilite nọnwụ nke Jizọs Kraist ma na Aja mgbaghara mmehie Ya na-enyere anyị aka imeri iru uju ma chọta olileanya. S. Mark PalmerA Ga-eme ka Iri uju Anyị bụrụ ỌñụOkenye Palmer na-agba ama maka Mbilite n’ọnwụ ahụ ma na-ekwu otu nne na nna ya siri bata Nzukọ nsọ ahụ. Edward DubeỊgbakwuru Oké Ịgbaọsọ.Okenye Dube na-akwado anyị ka anyị lekwasị anya na ebum nobi anyị nke anyị na Chineke ibiri mgbe ebigh-ebi, agbanyeghị ụdị aka mgba nile nke ndụ a na-eweta. José A. TeixeiraChetakwa Uzọ Iji Alaghachi Ebe ObibiOkenye Teixeira n’akuzi mkpa dị n’isoro Onye nzọpụta dịka anyị n’agba mbọ ịlaghachi n’ebe obibi anyị nke igwe. Taniela B. WakoloChineke Hụrụ Ụmụ Ya n’AnyaOkenye Wakolo na-agba ama maka ịhụnaanya nke Chineke ma na-akọwa otu O si egosi ụmụ Ya ịhụnaanya ahụ. Chi Hong (Sam) WongHa Enweghị ike Imeri, Anyị Enweghị ike ỊdaOkenye Wong na-akuzi na anyị enweghị ike ịda ma ọbụrụ na anyị ewuo ntọala anyị nelu Jizọs Kraist. Michael John U. TehOnye-nzọpụta Nke Onwe AnyịOkenye Teh na-akuzi mkpa nke ibia ịmara onye-nzọpụta ma nwee ekele nye Aja mgbaghara mmehie Ya na onwe m. Russell M. NelsonKraịst Ebilitewo; Okwukwe na Ya Ga-eme Ugwu AnọgharịaOnyeisi Nelson na-agba ama maka ike nke okwukwe nime Jizọs Kraist nke g’enyere anyị aka merie mwale nile nke ndụ a. Ọ tụpụtara ụzọ ise eji ewulite okwukwe siri ike karịa. Nzukọ nke ehihe Sọnde