Ọgbakọ Zuru ọha nke Eprel 2023 Nzukọ nke Ehihe Satọde Nzukọ nke Ehihe Satọde Dallin H. OaksNkwado nke Ndị Ji Ikike Zuru ọha, Ndị Mpaghara Iri Asaa, na Ndị Ọrụ Zuru ọhaOnyeisi Oaks ga-agụpụta Ndi Ji Ikike Zuru ọha, Ndị Mpaghara Iri Asaa, na Ndị Ọrụ Zuruọha ka akwado ha. Jared B. LarsonRepọọtụ Ngalaba Nnyocha nke Nzukọ nsọ, 2022Jared B. Larson n’enye Repọọtụ Ngalaba Nnyocha nke Nzukọ nsọ nke 2022. Dale G. RenlundInweta Ike nke Chineke site na Ọgbụgba ndụ niileOkenye Renlund na-akuzi na dị ka anyị na-abịakwute Kraịst ma ejikọọ anyị nye Ya na Nna anyị nke Eluigwe site n’ọgbụgba ndụ, anyị nwere ike gbanwee ma zuo oke n’ime Jizọs Kraịst. Peter F. MeursỌ Nwere ike Ị gwọ M!Okenye Meurs n’akụzi otu Jizọs Kraịst si agbapụta anyị site na mmehie niile anyị ma na-agwọ anyị site na ntaram ahụhụ niile anyị. Randall K. BennettNgọzi nke Onye Petrak Gị—Ntụziaka Mkpatemmụọ site n’aka Nna nke EluigweOkenye Bennett na-akuzi na ngọzi niile nke onye petrak na-eji mkpatemmụọ enye ntuziaka si n’aka Nna nke Eluigwe. Craig C. Christensen“E Nweghị Ike Inwe Ihe Mara Mma ma na-Atọ Ụtọ dịka Ọńụ M ”Okenye Christensen na-akuzi na anyị nwere ike nwee ezi ọńụ site na nchegharị na okwukwe n’ime Jizọs Kraịst. Evan A. SchmutzỊtụkwasị Ozizi nke Kraịst obiOkenye Schmutz na-akuzi banyere ngọzi niile na-abịa mgbe anyị tụkwasịrị obi n’ozizi nke Kraịst. Benjamín De HoyosỌrụ nke Tempụl na Agụgụala Ezi na ụlọ—Otu Ụdị Ọrụ ahụOkenye De Hoyos na-akuzi na agụgụala ezi na ụlọ na ụlọ na ọrụ tempụl bụ isi n’atụmatụ nke Nna nke Eluigwe maka ụmụ Ya. Dieter F. UchtdorfJizọs Kraịst bụ Ume nke Ndi nne na nnaOkenye Uchtdorf n’ akụzi otu Jizọs Kraịst siri enyere ndị nne na nna aka iji mezuo oke n’ọrụ ha dị nsọ maka ikuziri ma ịlekọta ụmụ ha. Nzukọ nke Mgbede Satọde Nzukọ nke Mgbede Satọde Mark A. BraggỊdị njikere dị ka KraịstOkenye Bragg na-enye anyị ndụmọdụ iwulite ịdị njikere dị ka Kraịst iji nyere anyị aka n’oge ihe aka mgba chere anyị niihu na iji nyere ndị ọzọ aka karịa n’oge niile ha nakwa ezute ihe aka mgba. Milton CamargoLekwasị anya na Jizọs KraịstNwanne nwoke Camargo na-echetara anyị maka ngọzi niile nke inwe ebe obibi a na-akuzi oziọma ma na-akuzi na Jizọs Kraịst na-enyere anyị aka imeri nsogbu niile dịka ọnwụ, mmehie, na adịghị ike. K. Brett NattressA Gbagharawo M N’ezie?Okenye Nattress na-akuzi na mgbaghara dị adị nye ndị niile site na Aja mgbaghara mmehie nke Jizọs Kraịst na-enweghị ọgwụgwụ. Juan A. UcedaOnyenwe anyị Jizọs Kraịst N’akụziri Anyị otu esi Eje Ozi nlekọtaOkenye Uceda n’akụzi na Jizọs Kraịst bụ Ezigbo Onye ọzụzụ aturu ma n’anyị nwere ike isoro Ya na nkụzi Ya dịka anyị n’eji ịhụnaanya n’ejekọrịtara onwe anyị ozi. Nzukọ nke Ụtụtụ Sọnde Nzukọ nke Ụtụtụ Sọnde D. Todd ChristoffersonOtu nime KraịstOkenye Christofferson kọwara otu anyị nwere ike nweta ịdị n’otu na-agbanyeghị ịdị iche iche anyị niile—site na-ịbịakwute Jizọs Kraịst otu na otu. Camille N. JohnsonJizọs Kraịst Bụ Enyem akaOnyeisi Johnson na-akụzi na anyị nwere ike ijikọ aka anyị na Onye Nzọpụta na-iwetara ndị ahụ nọ na mkpa enyem aka nke anụ ahụ na nke ime mmụọ. Ulisses SoaresNdị na-eso Onyeisi UdoOkenye Soares na-akuzi gbasara agwa niile yiri nke Kraịst na-enyere anyị aka ịkwado udo ma ghọọ ezi ndị na-eso ụzọ nke Jizọs Kraist. Kazuhiko YamashitaOge Ekwesịrị Ịnata Ngọzị nke Onye petrakOkenye Yamashita na-agba ndị otù ume ka ha nata ma tulegharịa ngọzị niile nke onye petrak ha, nke ndụmọdụ onwe nke Onyenwe anyị dị nime ya. Neil L. AndersenUche M Jigidere Echiche Nke a banyere Jizọs KraịstOkenye Andersen n’akụzi otu anyị nwere ike iji nata odudu na ike nke eluigwe dịka echiche nke Jizọs Kraịst na aja mgbaghara Ya na-agbata anyị n’uche. Kevin R. DuncanOlu nke Obi ụtọ!Okenye Duncan na-akuzi na idebe ọgbụgba ndụ anyị niile nke tempụl ga-agba ama anyị ume ma nyere anyị aka nwete ike ọgwụgwọ nke Onye Nzọpụta. Russell M. NelsonNdị ome udo Ka AchọrọOnyeisi Nelson na-akpọku anyị inyocha obi anyị ma wezuga ihe ọbụla nke na-egbochi anyị site na-ịbụ ndị ome udo, ọrụ nke ezi ndị na-eso ụzọ Jizọs Kraịst nwere ịrụ—nke ka nke mgbe ihe siri ike.