Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
NAJS, Luk 18


NAJS, Luk 18:27 (tụlee ihe dị iche na Luk 18:27)

(Ịtụkwasị obi n’ụba akụ na e gbochi mmadụ site n’íbata na ala-eze Chineke.)

27 Na o wee si ha, Ọ gaghị ekwe omume maka ha bụ ndị tụkwasịrị obi n’ụba akụ nile, ibanye n’ala-eze Chineke; kama onye ahụ nke na-ahapụ ihe nile nke bụ nke ụwa nke a, ọ ga-ekwe omume na ebe Chineke nọ na ọ ga-abanye.

Bipụta