Ọgbakọ Zuruọha nke Ọktoba 2023 Nzukọ nke Ụtụtụ Satọde Nzukọ nke Ụtụtụ Satọde Devid A. BednarN’ụzọ nke Ọrụ HaOkenye Bednar na-egosipụta obi ekele ya maka ndị otu Nzukọ nsọ ndị na-eje ozi gburugburu ụwa ma bụrụ ume nke Nzukọ nsọ. Amy A. WrightNọgide n’Ụbọchi ahụ niime KraịstNwanne nwanyị na-akuzi na jiri enyemaka nke Jizọs Kraịst, anyị niile nwere ike “nọgide n’ụbọchi ahụ” ma zute ma merie aka mgba niile anyị na-agabiga. Robert M. DainesNna ukwu, Anyị chọrọ Ịhụ JizọsOkenye Daines na-akuzi ụkpụrụ niile ga-enyere anyị aka karịa ịhụ Onye Nzọpụta ahụ ma ghọta ịhụnaanya nke Chineke. Carlos A. GodoyNiihi Ụmụ Ụmụ GịOkenye Godoy na-ajụ ndị ahụ dapụworo ma ọ bụ ndị na-ekwesịghịntụkwasị obidị ka ha kwesịrị ka ha chigharịa azụ ka ọ ga-abụ na ha na ụmụ ụmụ ha ga-enwe ike ńụrịa ọńụ na ngọzi niile nke ozi ọma. D. Todd ChristoffersonIke Nrachi AhụOkenye Christofferson na-akuzi na ike nrachi, nke na-eme emume nsọ ọkwa nchụaja niile adị ire ma rachie ha ma n’ụwa ma niime eluigwe, dị oke mkpa maka mkpokọta nke Izrel. Ian S. ArdernHụ Onye agbataobi Gị n’anyaOkenye Ardern na-akuzi na mbọ niile nke inyere ụmụ mmadụ aka bụcha ụzọ ndị esi egosị ndị ọzọ omịiko na isoro iwu nke Onyenwe anyị “ịhụ onye agbata obi gị naanya.” Dallin H. OaksAlaeze niile nke EbubeOnyeisi Oaks na-akuzi banyere alaeze niile nke ebube mgbe ndụ nke a gafeworo ma nlekwasị anya Nzukọ nsọ nịnye anyị aka tozuo maka ogo ahụ kachasị elu nke alaeze selestịal Nzukọ nke Ehihe Satọde Nzukọ nke Ehihe Satọde Henry B. EyringNkwado nke Ndị Ji Ikike Zuru ọha, Ndị Mpaghara Iri Asaa, na Ndị Ọrụ Zuru ọhaOnyeisi Eyring ga-agụpụta Ndi Ji Ikike Zuruọha, Ndi Mpaghara Iri-Asaa, na Ndiisi Enyemaka Zuruọha maka ntuli-aka nkwado. Neil L. AndersenN’Emepe Ọnụ Mpio niile nke EluigweOkenye Andersen na-akuzi na dị ka anyị na-eji okwukwe akwụ otu ụzọ n’ụzọ iri, Onyenwe anyị ga-emeghere anyị ọnụ mpio niile nke eluigwe iji wụkwasị anyị ngọzi niile. Jan E. NewmanIchekwa Olu nke Ọgbụgba ndụ ndị Mmadụ nime Ọgbọ na EbiliNwanne nwoke Newman na-akuzi na ọbụ oke na ọrụ dịrị ndị nne na nna ikuziri ụmụ ha ịbịakwute Jizọs Kraịst. Joaquin E. CostaIke nke Jizọs Kraịst niime Ndụ Anyị Ụbọchị NiileOkenye Costa na-akuzi na anyị nwere ike nweta ume nokwukwe anyị niime Jizọs Kraịst dị ka anyị na-achọ ịbịakwute Ya ụbọchị niile ọbụla. Gary E. StevensonMkpali niile nke MmụọOkenye Stevenson na-akuzi mkpa ọ dị ịchọọ, mata ma mee ihe site na mkpalite nke Mmụọ Nsọ. Yoon Hwan ChoiỊ chọrọ Inwe Ańụrị?Okenye Choi na-akuzi na ọ bụrụ nanyị chọrọ inwe ọńụ, anyị kwesịrị nọrọ n’ụzọ nke ọgbụgba ndụ ahụ. Onyenwe anyị ga-agọzi anyị ma buru ibu anyị. Alan T. PhillipsChineke Maara Unu ma Hụkwa unu n’AnyaOkenye Phillips na-akuzi na anyị bụ ụmụ nke Chineke, na Jizọs Kraịst gbapụtara anyị ma wetara anyị enyem aka, ma na Nna nke Eluigwe zuru oke na ịhụnaanya. Ronald A. RasbandOlee Otu Ịdị Ukwuu Ọn̄ụ Unu Ga-adịOkenye Rasband na-akuzi na ikpokọta Izrel, ndị mgbasa ozi ọma ọzọ ka a na-achọ ma na-akpọku ndị agadi iwere ọmụma ihe ha na ama ha ma gaa mishọn. Nzukọ nke Mgbede Satọde Nzukọ nke Mgbede Satọde Gary B. SabinAkara ndị pụrụ iche nke Obi ụtọOkenye Sabin na-akuzi ụzọ ise esi achọta ezi ańụrị. Joni L. KochObi umeala iji Nabata ma SoroOkenye Koch n’akụzi mkpa ọ dị ị nwe obi umeala ma ịtụkwasị obi n’Onyenwe anyị. Tamara W. RuniaỊhụ Ezi na ụlọ nke Chineke site na Anya nke NnyochaNwanne nwanyị Runia na-akuzi na enwere ike na ọńụ mgbe anyị na-ahụta onwe anyị na ndị anyi hụrụ naanya site na nhụnuuche nnukwu ọnọdụ. Ulisses SoaresỤmụnne nwoke na Ụmụnne nwanyị nime KraịstOkenye Soares na-akuzi otu esi egbochi mmegide ajọ mbunobi ma na-emeso ibe anyị ihe dịka ụmụnne nwoke na ụmụnne nwanyị nime Jizọs Kraịst. Nzukọ nke Ụtụtụ Sọnde Nzukọ nke Ụtụtụ Sọnde M. Russell BallardỌjịja mma diri Nwoke ahụOnyeisi Ballard na-agba ama ọtụtụ ngọzi ndị anyị na-erite niihi Onye amụma Josef Smith, onye weghachitere uju nke ozi ọma nke Jizọs Kraịst. Emily Belle FreemanIje ije na Mmekọrịta Ọgbụgba ndụ anyị na KraịstOnyeisi Freeman tụlere ije ije n’ụzọ ọgbụgba ndụ ya na ije ije na Nzọ ụkwụ Jizọs na Izrel. Adilson de Paula ParrellaỊgba Aka ebe banyere Jizọs Kraịst site N’okwuọnụ na Omume niileOkenye Parrella na-akuzi na anyị nwere ike ịwekwasị onwe anyị aha Onye Nzọpụta site na-ịgba ama maka Ya site n’okwuọnụ na omume anyị niile. Quentin L. CookBụrụ Ndị na-eso ụzọ Kraịst Na-eme UdoOkenye Cook na-akuzi na ndị na-eme udo na-eso ụzọ Kraịst ndị na-edebe iwu nsọ Ya niile ka a ga-eji udo agọzi dị ka ha na-ezute ọnwụnwa niile ma nwere ike ịtụanya ọdịniihu dị mma. Dieter F. UchtdorfOnye Mmefu na Okporo ụzọ Nke na Eduga N’ụlọOkenye Uchtdorf na-akuzi na ọgbughi oge ma ọlị iji chegharịa ma laghachi n’ọkporo ụzọ ahụ na-eduru n’ebe Chineke nọ. W. Christopher WaddellKarịa DikeBishọp Waddell na-akuzi na niime ndị dike niile, Jizọs Kraịst kachasị. Henry B. EyringOnye Nso anyị Mgbe niileOkenye Eyring na-akuzi na anyị kwesụrụ ịgba mbọ ị nwete Mmụọ Nsọ dịka onye nso anyị oge niile. Nzukọ nke Ehihe Sọnde Nzukọ nke Ehihe Sọnde Dale G. RenlundJizọs Kraịst Bụ Akụ ahụOkenye Renlund na-akuzi na dị ka anyị na-elekwasị anya na Jizọs Kraịst ma kwụsị ilefe anya n’oke ahụ, anyị ga-achọta akụ nke ozi ọma ahụ kachasị dị elu. John C. Pingree Jr.Eziokwu Dị Ebighị ebiOkenye Pingree na-akọwa ihe eziokwu bụ, ihe mere o ji dị mkpa, otu anyị si achọta ya, na otu anyị ga-esi akọrọ ya ndị ọzọ. Valeri V. CordónỌmụmụ ihe Ụzọ ndị Nne na nna si azụ ụmụ si na ChiOkenye Cordón na-akuzi na ndị nne na nna kwesịrị ikuziri ụmụ ha omenaala ozi ọma ma nyee aka duo ha laghachi n’eluigwe. J. Kimo EsplinIke Ọgwụgwọ nke Onye Nzọpụta n’elu Agwaetiti niile nke Oke OsimiriOkenye Esplin kesara otu akụkọ banyere otu Onye-nsọ Ụbọchi ikpeazụ a si Japan nke gosiri ike anyị nwere ike chọta nime ọgbụgba-ndụ niile tempụl. Gerrit W. GongA Na-ekwu Ịhụnaanya N’ebe aOkenye Gong na-akuzi otu anyị nwere ike mee ojiji nke asụsụ atọ nke ozi ọma ịhụnaanya: obi dị jụụ na nsọpụrụ, ije ozi na ịchụ aja, ọgbụgba ndụ isonye. Christophe G. Giraud-CarrierAnyị bụ Ụmụ Ya.Okenye Giraud-Carrier na-akuzi na anyị kwesịrị ịcheta na anyị niile bụ ụmụ Chineke ma kwesi ịhụ onye niile naanya, nagbanyeghi ịdị iche anyị ọbụla. Russell M. NelsonChee Maka Celestial!Onyeisi Nelson na-akuzi mkpa ahụ nke inwe okwukwe nime Jizọs Kraịst na ime nhọrọ niile buru alaeze seletịal n’obi.