Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Map 1: Elu elu Ọwụwa Anyanwụ United States


Map 1

Elu elu Ọwụwa Anyanwụ United States

Akụkọ Nzukọ-nsọ map 1

N

Map 1

Map 2

Map 3

Map 4

Map 5

Map 6

Canada

Vermont

Osimiri Connecticut

Maine

Tunbridge

Sharon

Ọdọ-Mmiri Ontario

Norwich

Lebanon

New Hampshire

Gilsum

Palmyra

Fayette

Whitingham

Manchester

Albany

New York

Topsfield

Salem

Ọdọ-mmiri nile Finger

Boston

Colesville

Massachusetts

Harmony

Connecticut

Rhode Island

Pennsylvania

Osimiri Hudson

New Jersey

Nnukwu Obodo New York

Nnukwu Oke Osimiri Atlantik

Osimiri Susquehanna

Osimiri Delaware

Philadelphia

Kilomita nile

0 50 100 150 200

A B C D

1 2 3 4

●1

●2

●3

●4

●5

●6

●7

●8

●9

  1. Topsfield Ebe ọmụmụ nke Joseph Smith Ukwu, a mụrụ 12 Julaị 1771.

  2. Gilsum Lucy Mack ka a mụrụ ebe a, 8 Julaị 1775.

  3. Tunbridge Joseph Smith ukwu na Lucy Mack lụrụ alụlụ di na nwunye ebe a, 24 Jenuarị 1796.

  4. Whiltingham Ebe ọmụmụ nke Brigham Young, a mụrụ 1 Jun 1801.

  5. Harmony Emma Hale ka a mụrụ na Obodo mepere emepe Harmony, 10 Julaị 1804.

  6. Sharon Joseph Smith Nta ka a mụrụ n’ebe a, 23 Disemba 1805 (hụ A—JS 1:3).

  7. Lebanon Ezi na ụlọ Smith biri na Obodo mepere emepe Lebanon site 1811 ruo 1813, n’oge mgbe Joseph Smith Nta nwere otutu ịwa-arụ n’ụkwụ.

  8. Norwich Ezi na ụlọ Smith biri ebe a site 1814 ruo 1816 tutu gawa na Palmyra.

  9. Palmyra Ezi na ụlọ Smith biaruru n’ebe a na 1816 (hụ A—JS 1:3).