Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
4. Igwe mbipụta akwụkwọ Grandin na Ụlọ-ọrụ mbipụta akwụkwọ


4. Igwe mbipụta akwụkwọ Grandin na Ụlọ-ọrụ mbipụta akwụkwọ

Ụlọ-ọrụ mbipụta akwụkwọ ahụ e weghachiri, nke ụlọ Egbert B. Grandin ahụ pụtara ihe n’akụkọ ebe e bipụtara akwụkwọ mbụ nile nke Akwụkwọ nke Mọmọn n’afọ 1830. Martin Harris jiri ubi ya gbaziri ego reekwa mpaghara ya iji kwụọ ụgwọ maka ibipụta akwụkwọ dị 5,000 nke Akwụkwọ nke Mọmọn. A malitere idozi n’usoro ihe mbipụta akwụkwọ na Ọugọst 1829 na mee ka akwụkwọ nile a rụsịrị rute aka na 26 Maach 1830.

Ihe Omume dị Mkpa: Martin Harris ka e nyere iwu ka o nye n’efu site n’arịa ya iji kwụọ ụgwọ maka mbipụta Akwụkwọ nke Mọmọn (OznỌd. 19:26–35).

foto 4

4. Ígwè mbipụta akwụkwọ Grandin na Ụlọ-ọrụ a na-Ebipụta Akwụkwọ Mbipụta nke mbụ nke Akwụkwọ nke Mọmọn ka e mere n’ebe a.