Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
1. Ọ́gbà dị Nsọ


1. Ọ́gbà dị Nsọ

Ọ́gbà dị Nsọ ka e tinyere n’Obodo ndị mepere emepe nke Palmyra na Manchester, New York. Ọ́gbà nke osisi a dị n’ọdịda-anyanwụ nke ebe e tinyere obere ụlọ osisi nke ezi na ụlọ Smith na afọ 1820.

Ihe Omume dị Mkpa: Mpụta-ihe nke Chineke Nna na Ọkpara Ya, Jisus Kraịst nye Onye-amụma Joseph Smith mere n’ime ọ́gbà a (A—JS 1:14–20).

Foto, oyiyi
foto 1

1. Ọgba dị nsọ N’ime ọgba osisi ndị dị nso n’ebe obibi ya, onye-amụma Joseph Smith natara Ọhụ ya nke Mbụ.

Bipụta