Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Map 3: Ebe New York, Pensylvania, na Ohio nke USA


Map 3

Ebe New York, Pensylvania, na Ohio nke USA

Foto, oyiyi
Akụkọ Nzukọ-nsọ map 3

N

Toronto

Ọdọ-mmiri Ontario

Rochester

Ọdọ-mmiri Huron

Ụzọ mmiri Erie

Palmyra

Canada

Mendon

Buffalo

Fayette

Manchester

Ala ala Bainbridge

Perrysburg

Freedom

Ọdọ-mmiri nile Finger

Colesville

New York

Ebe-obibi Joseph Knight Ukwu

Ọdọ-mmiri Erie

Canada

Ebe-obibi Joseph Smith Nta.

USA

Thompson

Osimiri Susquehanna

Ọnụmara nke Harmony

Cleveland

Kirtland

Pennsylvania

Ohio

Amherst

Orange

Hiram

Kilomita nile

0 50 100 150 200

A B C D E F G H

1 2 3 4

●1

●2

●3

●4

●5

●6

●7

●8

●9

●10

  1. Ndịda Bainbridge Joseph Smith Nta na Emma Hale lụrụ alụlụ n’ebe a na 18 Jenuarị 1827 (hụ A—JS 1:57).

  2. Colesville Ngalaba mbụ nke Nzukọ-nsọ ka a haziri na ebe-obibi Joseph Knight Ukwu na Obodo mepere emepe Colesville, na 1830.

  3. Ebe-obibi Joseph Smith Nta na Harmony Nke kachasị na ntụgharị asụsụ nke Akwụkwọ nke Mọmọn ka e mesịrị n’ebe a. N’akụkụ Osimiri Susquehanna e weghachiri ọkwa nchụ-aja na 1829 (hụ OznỌd. 13; 128:20; A—JS 1:71–72).

  4. Fayette Ndị aka-ebe atọ hụrụ epekele ọla-edo nile na mụọ-ozi Moronaị (OznỌd. 17). E mesịrị ntụgharị asụsụ nke Akwụkwọ nke Mọmọn n’ebe a na Jun 1829. A haziri Nzukọ-nsọ ebe a na 6 Epril 1830 (hụ OznỌd. 20; 21).

  5. Mendon Ebe-obibi gboo nke Brigham Young na Heber C. Kimball.

  6. Kirtland Ndị mgbasa ozi-ọma ndị e zigaworo nye ndị Leman kwụsịrị n’ebe a na 1830 na mere Sidney Rigdon na ndị ọzọ baptism na ebe Kirtland. Ọ bụụrụ isi ụlọ-ọrụ nke Nzukọ-nsọ site 1831 ruo 1838. Temple nke mbụ nke ọgbọ nkea a kara aka ka e wuru na Kirtland na rara ya nye n’ọrụ Chineke na 27 Maach 1836 (hụ OznỌd. 109).

  7. Ụzọ mmiri Erie Ngalaba atọ nke Nzukọ-nsọ na New York sitere n’ụzọ mmiri Erie na Ọdọ mmiri Erie gaa Kirtland Ohio n’Epril na Mee 1831.

  8. Hiram Joseph na Emma biri n’ebea site na Septemba 1831 ruo Septemba 1832. Joseph na Sidney Rigdon rụrụ ọrụ na Ntụgharị-asụsụ Joseph Smith nke Bible (NAJS). Mkpughe nile a natara ebea: OznỌd. 1, 65, 67, 68, 69, 71, 73, 74, 76, 77, 79, 80, 81, 99, 133.

  9. Amherst A kwadoro Joseph Smith dịka Onye-isi Nduzi nke Ndi-isi Ọkwa nchụ-aja na 25 Jenuarị 1832 (hụ OznỌd. 75).

  10. Toronto Ebe-obibi nke John Taylor, Onye-isi Nduzi nke atọ nke Nzukọ-nsọ na Mary Fielding Smith, nwunye nke Hyrum Smith.

Bipụta