Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Map 2: Palmyra-Manchester, 1820–1831


Map 2

Palmyra-Manchester, 1820–1831

Akụkọ Nzukọ-nsọ map 2

N

Ubi Martin Harris

(Obodo Mepere Emepe) Macedon

(Obodo Mepere Emepe) Palmyra

Ọnọdụ Ili Alvin Smith

Ụlọ Ọru Mbiputa Akwụkwọ E. B. Grandin

Ụzọ mmiri Erie

Warawara Uzọ mmiri Red

Ọnụmara Palmyra

Ebe-obibi Osisi Joseph Smith Ukwu

Mmiri iyi Hathaway

Ubi Joseph Smith Ukwu

Ógbè Wayne

Ógbè Ontario

Ógbè Wayne

Ógbè Ontario

Ọgba Dị Nsọ

Ebe-obibi Ntu Joseph Smith Ukwu

(Obodo Mepere Emepe) Manchester

Ụzọ Canandaigua

Ụzọ Fox

Uzọ Ụlọ-Akwụkwọ Armington

(Obodo Mepere Emepe) Farmington

Ụzọ Stafford

Mmiri iyi Hathaway

Ugwu Cumorah

Kilomita nile

0 1 2

A B C D

1 2 3 4

●1

●2

●3

●4

●5

●6

●7

●8

  1. Ebe-obibi Ụlọ-osisi Joseph Smith Ukwu Mụọ-ozi Moronaị pụtara ìhè nye Joseph Smith n’ọnụ-ụlọ di n’elu nke ebe obibi a na 21–22 Septemba 1823 (hụ A—JS 1:29–47).

  2. Ubi Joseph Smith Ukwu Ubi a dị 4.7 hectare ka ezi na ụlọ Smith mere ka o too eto site 1820 ruo 1829.

  3. Ọ́gbà dị Nsọ Ọ̀hụ̀ mbụ nke Joseph Smith Nta mere n’ime ala osisi a na gboo mmalite udummiri nke 1820 (hụ A—JS 1:11–20).

  4. Ebe-obibi ụlọ ntu Joseph Smith Ukwu Alvin Smith malitere ebe-obibi a na 1822 ma ezi na ụlọ Smith biri na ya site 1825 ruo 1829.

  5. Ugwu Kumora Ebe a ka mụọ-ozi Moronaị nyere Onye-amụma Joseph Smith epekele ọla-edo nile ahụ na 22 Septemba 1827 (hụ A—JS 1:50–54, 59).

  6. Ubi Martin Harris Ubi a ka e jiri gbaziri ego na mpaghara ebe ya ka e rere ere iji kwụọ ụgwọ maka mbipụta Akwụkwọ nke Mọmọn.

  7. Ụlọ-ọrụ Mbipụta-akwụkwọ E. B. Grandin Akwụkwọ 5,000 nke Akwụkwọ nke Mọmọn ka e bipụtara n’ebe a 1829–30.

  8. Mmiri iyi Hathaway N’ime mmiri iyi a ka e mere ụfọdụ baptism gboo nke Nzukọ-nsọ.