1. Ọ́gbà dị Nsọ
Ọ́gbà dị Nsọ ka e tinyere n’Obodo ndị mepere emepe nke Palmyra na Manchester, New York. Ọ́gbà nke osisi a dị n’ọdịda-anyanwụ nke ebe e tinyere obere ụlọ osisi nke ezi na ụlọ Smith na afọ 1820.
Ihe Omume dị Mkpa: Mpụta-ihe nke Chineke Nna na Ọkpara Ya, Jisus Kraịst nye Onye-amụma Joseph Smith mere n’ime ọ́gbà a (A—JS 1:14–20).