Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
7. Newel K. Whitney na Ụlọ-ahịa e nwekọrọ ọnụ


7. Newel K. Whitney na Ụlọ-ahịa e nwekọrọ ọnụ

Ụlọ ahia a rụrụ ọrụ dị mkpa n’akụkọ nke Nzukọ-nsọ na Kirtland. Joseph na Emma biri n’ebe a nwa mkpirisi oge. Ọ ghọrọ isi-ụlọ-ọrụ nke Nzukọ-nsọ n’afọ 1832. Ọtụtụ mkpughe dị mkpa ka a natara n’ebe a. E nwere Ụlọ-akwụkwọ nke Ndị-amụma n’ime ụlọ-ahịa ahụ site na 24 Jenuarị 1833 ruo n’otu oge n’Epril 1833.

Ihe Omume nile dị Mkpa: Onye-amụma Joseph natara mkpughe n’elu Okwu nke Amamihe (OznỌd. 89). Ọ rụrụ nnukwu n’ime ọrụ nke ntụgharị asụsụ nke Bible n’ebe a.

Foto, oyiyi
foto 7

7. Ụlọ-Ahịa Newel K. Whitney na Ọgbakọ Ya Mkpughe ahụ ghọrọ nke a matara dịka Okwu nke Amamihe (hụ OznỌd. 89) ka a natara n’ebe a, ya na mkpughe ndị ọzọ.

Bipụta