Ọgbakọ Zuru ọha
Nkwado nke Ndị Ji Ikike Zuru ọha, Ndị Iri Asaa Mpaghara, na Ndị Ọrụ Zuru ọha
Ọgbakọ Zuru ọha Eprel 2022


Nkwado nke Ndị Ji Ikike Zuru ọha, Ndị Iri Asaa Mpaghara, na Ndị Ọrụ Zuru ọha

Ụmụnne nwoke na ụmụnne nwanyị, ugbu a aga m agụpụta Ndị Ji Ikike Zuru ọha, Ndị Iri Asaa Mpaghara, na Ndị Ọrụ Zuruọha nke Nzukọ nsọ maka ntuli aka nkwado unu.

Biko gosịpụta nkwado unu n’ụzọ ahụ esi eme ya n’ebe ọbụla unu nọ. Ọbụrụ na-enwere ndị na-akwadoghị ntụpụta ọbụla, anyị na-agwa gị ka gị kpọtụrụ onyeisi stek gị.

A na-atụpụta ka anyị kwado Russell Marion Nelson dị ka onye amụma, ọhụụ ụzọ, na onye mkpughe na Onyeisi nke Nzukọ nsọ Ahụ nke Jizọs Kraịst nke Ndị Nsọ Ụbọchi Ikpeazụ a; Dallin Harris Oaks dị ka Onye Ndumọdụ nke Mbụ n’ime Otu Ndịisi Mbụ; na Henry Bennion Eyring dị ka Onye Ndumọdụ nke Abụọ n’ime Otu Ndịisi Mbụ.

Ndị niile ọ masịrị gosipụta ya.

Ndị niile ọ masịghị, ọbụrụ n’enwere, nwere ike gosipụta ya.

A na-atụpụta ka anyị kwado Dallin H. Oaks dị ka Onyeisi nke Kworum nke Ndị Ozi Iri na Abụọ na M. Russell Ballard dị ka Onyeisi Nnọchi anya nke Kworum Ndị Ozi Iri na Abụọ.

Ndị niile ọ masịrị, biko gosipụta ya

Onye ọ masịghị gosipụta ya.

A na-atụpụta ka anyị kwado ndịa sotere dị ka ndị otu nke Ndị ozi Iri na Abụọ: M. Russell Ballard, Jeffrey R. Holland, Dieter F. Uchtdorf, David A. Bednar, Quentin L. Cook, D. Todd Christofferson, Neil L. Andersen, Ronald A. Rasband, Gary E. Stevenson, Dale G. Renlund, Gerrit W. Gong, na Ulisses Soares.

Ndị niile ọ masịrị, biko gosipụta ya

Onye ọ masịghị gosipụta ya.

A na-atụpụta ka anyị kwado Ndị ndụmọdụ n’ime Otu Ndịisi Mbụ na Ndị Kworum nke Ndị Ozi Iri na Abụọ dị ka Ndị amụma, Ndị ọhụụ, na Ndị mkpughe.

Ndị niile ọ masịrị, biko gosipụta ya

Onye ọ masịghị, ọbụrụ n’enwere onye, soro ụdị akárá ahụ.

Ndị Iri Asaa ndịa sotere ka atọghapụrụ site n’ọrụ ha: Mark D. Eddy, Ryan K. Olsen, Jonathan S. Schmitt, na Denelson Silva.

Ndị ahụ ọ masịrị isoro anyị n’igosipụta ekele maka ije ozi ha kacha mma, biko gosipụta ya.

Anyị atọghapụwo n’ọrụ Otù Ndịisi Zuru ọha Ndị Otù Enyemaka bido na Ọgọstụ 1, 2022, dị ka otu a: Jean B. Bingham dị ka Onyeisi, Sharon Eubank dị ka Onye Ndụmọdụ nke Mbụ, na Reyna I. Aburto dị ka Onye Ndụmọdụ nke Abụọ.

Anyị atọghapụwo n’ọrụ Otù Ndịisi Zuru ọha Ndị Otù Praịmarị bido na Ọgọstụ 1, 2022, dị ka otu a: Camille N. Johnson dị ka Onyeisi, Susan H. Porter dị ka Onye Ndụmọdụ nke Mbụ, na Amy A. Wright dị ka Onye Ndụmọdụ nke Abụọ.

Ndị ahụ ọ masịrị isoro anyị n’igosipụta ekele nye ụmụnne nwanyị ndịa maka ije ozi ha nke etinyere uchu, biko gosipụta ya.

Anyị na-atụpụta ka akwado ndịa sotere dịka Ndị Ji Ikike nke Iri Asaa: Mark D. Eddy, James W. McConkie III, Isaac K. Morrison, Ryan K. Olsen, Jonathan S. Schmitt, na Denelson Silva.

Ndị niile ọ masịrị, biko gosipụta ya

Ndị megidere ya, gosi site n’otu iriba ama ahụ.

Anyị n’echeta Ndị Iri Asaa ọhụrụ ruru 45 ka akwadoro n’oge nzukọ nke ndị ndu nke ọgbakọ zuru ọha emere na Tọsde, March 31, ma amara ọkwa ya nime newsroom.ChurchofJesusChrist.org na mbido izu nke a.

Anyị na-akpoku unu ka unu kwado ha n’ime ọrụ ọhụrụ ha nke a.

Ndị niile ọ masịrị, biko gosipụta ya

Ndị na-achọghị ya, gosi site n’otu iriba ama ahụ.

A na-atụpụta ka anyị kwado ndịa sotere dị ka Ndịisi Zuru ọha Otù Enyemaka ọhụrụ nke ga-ebido na Ọgọstụ 1, 2022: Camille N. Johnson dị ka Onyeisi, Jeannie Anette Dennis dị ka Onye Ndumọdụ Mbụ na Kristin Mae Yee dị ka Onye Ndumọdụ nke abụọ.

Ndi niile ọ masịrị gosipụta ya.

Onye ọ masịghị gosipụta ya.

Anyị na-atụpụta ka akwado ndịa sotere dị ka Ndịisi Zuru ọha Ọtù Praịmarị ọhụrụ nke ga-ebido na Ọgọstụ 1, 2022: Susan H. Porter dị ka Onyeisi, Amy A. Wright dị ka Onye Ndumọdụ Mbụ na Tracy Y. Browning dị ka Onye Ndumọdụ nke abụọ.

Ndi niile ọ masịrị gosipụta ya.

Onye ọ masịghị gosipụta ya.

A na-atụpụta ka anyị kwado ndị ọzọ Ji Ikike Zuru ọha, ndị Iri Asaa Mpaghara, na Ndị Ọrụ Zuruọha dị ka otu ha sịrị dị n’oge ugbua.

Ndị niile ọ masịrị, biko gosipụta ya

Ndị n’ekweghị, ọbụrụ n’enwere onye.

Unu emela, ụmụnne ndị nwoke na ndị nwanyị, maka okwukwe unu nogidere na ekpere niile n’isi ndị ndu nke Nzukọ nsọ.

Mgbanwe nke ndị Iri Asaa Mpaghara

Ndị Iri Asaa ndịa sotere ka akwadoro n’oge ọgbakọ nke ndị ndu nke emere dị ka otu akụkụ nke ọgbakọ zuru ọha:

Elzimar Gouvêa de Albuquerque, Roland J. Bäck, Raúl Barrón, Bruno V. Barros, Eric Baxter, Oscar Bedregal, Joep Boom, Michael P. Brady, Randall A. Brown, Kennedy F. Canuto, Stephen K. Christensen, Nathan A. Craig, Mark Anthony Dundon, Favio M. Durán, Amândio A. Feijó, Claude R. Gamiette, Scott L. Hymas, Jason C. Jensen, Roberto G. F. Leite, John W. Lewis, Paulo Renato Marinho, Blaine R. Maxfield, Eduardo R. Mora, David Ngabizele, João Luis Oppe, Justice N. Otuonye, Emanuel Petrignani, Daniel Piros, Craig W. J. Raeside, Nelson Ramírez, Alexey V. Samaykin, Jose Antonio San Gabriel, Jose Estuardo Sazo, Steven D. Shumway, Oswaldo J. Soto, Mark G. Stewart, Scott N. Taylor, Roseveltt de Pina Teixeira, Gordon L. Treadway, Harold Truque, Nikolai Ustyuzhaninov, Carlos Ernesto Velasco, Kyle A. Vest, Sergio Villa, Min Zu Wang

Bipụta