Ọgbakọ Zuru ọha Eprel 2022 Nzukọ nke ụtụtụ Satọde Nzukọ nke ehihe Satọde Nzukọ nke ehihe Satọde Dallin H. OaksNkwado nke Ndị Ji Ikike Zuru ọha, Ndị Iri Asaa Mpaghara, na Ndị Ọrụ Zuru ọhaOnyeisi Oaks ga-agụpụta Ndi Ji Ikike Zuru ọha, Ndị Mpaghara Iri Asaa, na Ndị Ọrụ Zuruọha ka akwado ha. Jared B. LarsonNkọwa Ngalaba Nnyocha nke Nzukọ nsọ, 2021Jared B. Larson n’enye Nkọwa Ngalaba Nnyocha nke Nzukọ nsọ nke 2021. Jeffrey R. HollandAtụla Egwu: Naanị Kwere!Okenye Holland na-akuzi na anyị nwere ike nwee olileanya n’oge ihe isi ike niile n’ihi ozi ọma nke Jizọs Kraist. Patrick KearonO Biliwo jiri Ọgwụgwọ na Nku Ya: Anyị Nwere ike Ị bụ Karịa Ndị Nwe mmeriOkenye Kearon na-akuzi na ndị nyara ndụ mmetọ enweghị oke na ọrụ maka mmetọ ahụ ma nwere ike ịchọ onyinye nke ọgwụgwọ nke Onye Nzọpụta. Marcos A. AidukaitisWelite Obi Gị Elu Ma Ṅụrịa ỌñụOkenye Aidukaitis n’akụziri ndị ntoroọbịa na Chineke na-agọzi ha n’ụzọ bara ụba dị ka ha n’emeri ụjọ nille ma obi mmafụ ha niile ma jeere Ya ozi dị ka ndị mgbasa oziọma n’uju oge. Gerrit W. GongOnye ọbụla N’ime anyị Nwere otu AkụkọOkenye Gong na-akpọ anyị ka anyị chọta njikọ na isonye nime ezinaụlọ nke Chineke site na agụgụala nke ezinaụlọ anyị. Adrián OchoaAtụmatụ ahụ Ọ Na-arụkwa ọrụ?Okenye Ochoa n’akụzi banyere ukpụrụ atọ ga-enyere onye ọbụla aka onye n’eche na atụmatụ nke nzọpụta anaghị arụ ọrụ nime ndụ ha. Kevin S. Hamilton“Mgbe Ahụ Ka M Ga-eme Ihe ndị Na-adịghị Ike Dịrị Ike”Okenye Hamilton n’akụzi na nchegharị dị mkpa ma ka anyị jiri obi umeala ma na-enwe okwukwe nime Jisọs Kraịst, adịghị ike anyị niile nwere ike dị ike site na amara nke Kraist. Quentin L. CookMgbanwe ruo na Uche ChinekeOkenye Cook na-akuzi na mgbanwe gụnyere ịnabata uche Chineke, ịgba ume nye ọgbụgba ama anyị nke Mweghachite, na ikekọrịta ngọzi niile nke ozi ọma. Agba Ndị-nwanyị Agba Ndị-nwanyị Dallin H. OaksOzi NkọwaOnyeisi Oaks na-edubata anyị n’ọgbakọ zuruọha nke a pụrụiche nke lekwasịrị anya na nchegbu niile nke ụmụnwanyị ma nke otù ha niile. Susan H. PorterNkuzi niile n’ebe Olulu mmiriNwanne nwanyị Porter nekekọrịta ihe ọmụmụ atọ ọ na-amụ ma na-akpọku ụmụnwanyị nke Nzukọ nsọ isoro nkuzi niile nke Onye Nzọpụta ịbụ dị ka nnu, ìhè, na ihe neko achịcha. Rebecca L. CravenMee Ihe Kachasị MkpaNwanne nwanyị Craven na-akuzi na mgbe anyị na-agbasi mbọ ike itinye uche niihe kachasị mkpa, ọdịmma anyị na Chineke ga-enwe mgbam ume. Vidio: “Unu bụ Ụmụnwanyị ndị Ọ Hụrụ N’Ọhù”Vidio: “Unu bụ Ụmụnwanyị ndị Ọ Hụrụ N’Ọhù”Vidio nke a gụnyekọtara nkuzi niile banyere ụmụnwanyị site n’aka Onyeisi Nelson na Onyeisi Kimball. Jean B. BinghamỌgbụgba ndụ niile anyị na Chineke gbara, Na-agba Anyị ume, echekwa, ma Na-akwado Anyị maka Otuto dị Ebighị ebiOnyeisi Bingham na-akuzi na ime na idebe ọgbụgba ndụ niile nke anyị na Chineke na-ewetara anyị ańụrị na nchekwa ugbua na ọńụ dị ebighị ebi n’ụwa n’abia abịa. Dale G. RenlundỌdịdị Gị si na Chi na Akaraka dị Ebighị ebiOkenye Renlund n’eji isiokwu nke Ndịiyom Nta iji kuzie maka ụdị ọdịdị nsọ anyị ma akaraka ebighị ebi anyị. Nzukọ nke ụtụtụ Sụnde Nzukọ nke ụtụtụ Sụnde D. Todd ChristoffersonMmerịkọta Anyị na ChinekeOkenye Christofferson n’akuzi na na-agbanyeghị ọnọdụ niile nke anụ arụ anyị, anyị nwere ike tụkwasị Chineke obi na Chineke ga-emezu nkwa Ya niile. Amy A. WrightKraịst Na-agwọ Ihe Nke Ghasara aghasaNwanne nwanyị Wright na-akuzi na enweghị ihe ọbụla n’ime ndụ unu ghasara aghasa nke karịrị ọgwụgwọ, mgbapụta, na ike nke Jizọs Kraịst na-enye. Gary E. StevensonỊhụnaanya, Ikekọrịta, IkpọkuOkenye Stevenson na-akụzi ihe atọ dị mfe anyị niile nwere ike ime iji kekọrịta ozi ọma: ịhụnaanya, ikekọrịta, na ịkpọku. Site n’ime otu a, anyị n’enye aka imejupụta iwu nke Onye Nzọpụta “ikuziri mba niile.” Michael T. RingwoodN’ihi na Chineke Hụrụ Anyị N’anya Nke UkwuuOkenye Ringwood na-akuzi otu Nna nke Eluigwe jiri zita Ọkpara Ya, Jizọs Kraịst, dịka akụkụ nke atụmatụ Ya iji nwere anyị aka ịlaghachite Ya. Ronald A. RasbandỊ Gwọ ỤwaOkenye Rasband n’akụzi ụzọ anọ obodo ma ụmụ mmadụ ji erite uru site nke mnwere-onwe nke okpukpere-chi ma otu mnwere-onwe nke a nwere ike iji bụrụ ihe mmetụta nke ịdị n’otu ma ọgwụgwọ. Hugo E. MartinezIkuziiri Ụmụntakịrị na Ndị Ntoroọbịa Ndabere N’onweOkenye Martinez kọwara ngọzi ndị na-abịa site n’ibi ndụ ụkpụrụ niile nke ndabere n’onwe na isonye n’atụmatụ Ụmụntakịrị na Ndị Ntoroọbịa. Russell M. NelsonIke nke Ike Ime Mmụọ Ji Na-abịaOnyeisi Nelson kọwara ụzọ ise anyị nwere ike iji kewapụta ike na-abịa nke ime mmụọ: mee ma dobe ọgbụgba ndụ, chegharịa, mụọ ihe gbasara Chineke, ma bie esemokwu. Nzukọ nke ehihe Sọnde