Map nile Gbasara Bible
Map nile ndị a na-eso ka e wetara iji nye aka n’ọmụmụ nke akwụkwọ-nsọ nile, e mekwara ha otu ha ga-akwalite ngosi nile e tinyere n’ọmụmụ ihe nile nke nkuzi nke Nzukọ-nsọ.
Ihe nile ahụ e sepụtara n’elu map nke dị n’elu na-egosi ebe nlegide anya nke ọbụla n’ime map nile ahụ e nyere ọnụ-ọgụgụ nke na-eso. Ihe mejupụtara map nile ndị a bụ mpaghara nile buru ibu ya na kwa ebe wara wara nile nke ọmụmụ gbasara ụdị ala na omume ya dị nke nke.
- Map 1
- Map 2
- Map 3
- Map 4
- Map 5
- Map 6
-
Mba Ukwu ỌhỤrỤ ndỊ BabỊlỌn (Nebukadneza) na ala-Eze nke Ijipt
- Map 7
- Map 8
- Map 9
- Map 10
- Map 11
- Map 12
- Map 13
- Map 14
-
ỊdỊ Elu nỊỊle nke Ebe NỊỊle nke ala NsỌ n’ime Oge nỊỊle nke Bible NSỌ