Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
26. Siserịa Filipai


26. Siserịa Filipai

Isi mmiri a dị n’ụkwụ-ala nke Ugwu Hemọn. Ọ bụ otu n’ime isi mmiri nile nke Osimiri Jọdan. Herọd Filip, onye chiri ebe a wuru otu nnukwu obodo n’ebea inye Sisa nnukwu ugwu (onye isi ọchịchị ya) na onwe ya; nnukwu obodo ahụ ka a kpọrọ na nke mbu Penịas na taa a kpọrọ ya Benịas ma-ọbụ Siserịa Filipaị.

Ihe Omume nile dị Mkpa: Onye-nzọpụta na ndị na-eso ụzọ ya zukọtara na Siserịa Filipai. N’ebea Pịta kwupụtara na Onye-nzọpụta bụ “Kraịst ahụ, Ọkpara nke Chineke dị ndụ.” Onye-nzọpụta mgbe ahụ kwere Pịta nkwa nke “ọtụghe-ụzọ nile nke ala-eze elu igwe” (Mat. 16:13–20).

Foto, oyiyi
foto 26

26. Siseria Filipai Jisus Kraist kwere Pịta nkwa nke ọtụghe-ụzọ nile nke ala-eze ahụ ikekwe na nso ebe a (hụ Mat. 16:19).

Bipụta