Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
19. Siseria na mbara-ala Sharon ruo Kamel


19. Siseria na mbara-ala Sharon ruo Kamel

E legide anya mpaghara elu elu gafee ọdọ-ụgbọ-mmiri ochie nke Siseria. A na-ahụ kwa na ọnụ ọnụ nke foto ahụ ogologo Ugwu Kamel.

Ihe Omume nile dị Mkpa: Elaịja bịasoro ndị-amụma ụgha nke Beal iru na iru n’Ugwu Kamel (1 Ndez. 18). Via Maris (Ụzọ nke Oke Osimiri ahụ) otu ụzọ dị mkpa n’oge nile mgbe ochie, tọgbọrọ gaa ọwụwa-anyanwụ nke Siserịa. Mgbe ọ hụsịrị otu ọhụ pụtara ìhè mgbe ọ nọ na Jọpa, Pịta malitere nkwusa ozi-ọma ahụ n’etiti ndị Jentaịlụ site na ịkụziri ọchị-agha ọtụ narị ndị-agha nke ndị Rom a kpọrọ Kọniliọs na Siseria (Ọlndoz. 10). Filip kwusara ozi-ọma na biri n’ebea na nwere ụmụ-ndịnyom anọ ndị buru amụma (Ọlndoz. 8:40; 21:8–9). Pọl bụụrụ onye-mkpọrọ na nnukwu obodo ahụ ruo afọ abụọ (Ọlndoz. 23–26). O kwusara ozi-ọma nye Felix, Festọs, na Herọd Agripa II, onye sịrị, “Nwantịntị ka ọ fọdụrụ na ị gbara m ume ibe Onye-otu-Kraịst” (Ọlndoz. 26:28).

Foto, oyiyi
foto 19

19. Siserịa na Mbara ala Nke Sharon ruo Kamel Pọl kwusara ozi-ọma nye Eze Agripa n’ime nnukwu obodo a (hụ Ọlndoz. 26).

Bipụta