22. Ugwu Teboa
E legide anya mpaghara elu-elu. Ala-ndịda gbara Ugwu Teboa okirikiri bụ Ndagwurugwu Jezreel, a maakwara dịka Mbara ala nke Esdrelon. Nazaret tọgbọ n’ime ugwu nile ahụ ma a gafee Ugwu Teboa.
Ihe Omume nile dị Mkpa: Debọra na Berak kpọkọtara igwe ndị agha nile nke Onye-nwe ọnụ megide Jebin, eze nke Hezọ (Ndikp. 4:4–14). Ugwu Teboa bụ otu n’ime ọnọdụ ebe ọdịnala nke mnwogharị nke Onye-nzọpụta (Mat. 17:1–9); nke ọzọ bụ Ugwu Hemon. (Hụ Nduzi gaa n’Akwụkwọ-nsọ nile, “Mnwogharị”.)