5. Ílì nile nke Ndị-isi Ezi na Ụlọ
Otu nime ụlọ nile aha ha kachasị ịpụta ìhè n’ime Ala Nsọ dum ahụ. Eze Herọd rụrụ ya n’ime Hebrọn n’ofe ọnọdụ ebe ọdịnala nke ọ́gbà nke Makpila, nke Abraham zụrụ dịka ọnọdụ ili nke ezi na ụlọ (Jen. 23).
Ihe Omume nile dị Mkpa: Ọnọdụ ili nke Sera (Jen. 23) na Abraham (Jen. 25:9). Aịsak, Rebeka na Lia ka e likwara ebe a (Jen. 49:30–31). Arụ Jekọb ka e butara site n’Ijipt bịa Kenean na lie n’ime ọgba ahụ (Jen. 50).