Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
10. Nzọ ụkwọ e si arigo na Temple


10. Nzọ ụkwọ e si arigo na Temple

Ebe temple ahụ bụ ogige nile e jiri mgbidi kewasịa, na ogige nile pụtara n’ezi ka e tinyere na ebe dị ala karịsịa. Ndị na-efe ofufe batara site na ọnụ-ụzọ-ama dị iche iche, tinyere ndị ahụ dugara n’elu site na nzọ-ụkwụ ndị a e si a rigo n’ime ogige nile ahụ pụtara ezi na kwa baa n’ime ogige nile ahụ dị n’ime. Ọtụtụ puku ndị mmadụ arịgoworo nzọ-ụkwụ ndị a ogologo oge, tinyere Ọkpara nke Chineke. Mgbe ndị-agha nke Taịtọs bibiri temple ahụ n’afọ 70 ka a mụsịrị Kraịst, nzọ-ụkwụ nile ahụ ka mpekere ihe nile kpuchiri. E kpughere ha mgbe a na-ekpofụ mpekere ihe nile nke akụkụ nke nnukwu obodo ochie ahụ nke Jerusalem.

Ihe Omume nile dị Mkpa: Ezikiel hụrụ n’ìme ọ̀hụ̀ otu ọ ha na ọdịdị nke temple ọdị n’iru ahụ (Ezik. 40). (Hụ Nduzi gaa n’akwụkwọ-nsọ nile, “Temple, Ụlọ nke Onye-nwe.”)

Foto, oyiyi
foto 10

10. Nzọ-ụkwụ Nile e si Arigo na Temple Nzọ-ụkwụ nile ndịa e si arigo na temple nke Herọd, ka ndị na-amụ ihe gbasara agba ochie kpugheworo.

Bipụta