Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
16. Shaịlo


16. Shaịlo

Na nlegide anya nke mpaghara ọdịda-anyanwụ a, ihe-ọdida nile nke nnukwu obodo ochie ahụ dị nwa-obere n’aka-ekpe nke etiti. Ha dị n’elu obere ugwu dị gburu gburu nke ugwu ndị ozo dị ogologo gbara okirikiri.

Ihe Omume nile dị Mkpa: Agbụrụ nile nke Israel gbakọrọ na nata òkè nke ala ha (Josh. 18–22). Ụlọ-ofufe ahụ na Igbe nke Ọgbụgba-ndụ ka e wuru n’ebea na nọgidere ọtụtụ nari afọ nile (Josh. 18:1). N’ebea ka Hana kpere ekpere na raara nwa ya Samuel tinye n’ọrụ ofufe nke Onye-nwe (1 Sam. 1). Ndị Israel wepụrụ Igbe-ọgbụgba-ndụ ahụ site na Shaịlo na ndi Filistia meriri ha n’agha, na mgbe ahụ dọkpụụrụ igbe ahụ n’agha (1 Sam. 4:1–11).

Foto, oyiyi
foto 16

16. Shaịlo Ụlọ-ofufe ahụ nke igbe ọgbụgba-ndụ ahụ dị n’ime ka e wulitere n’ebea na nọgidere n’ebea ruo ọtụtụ narị afọ.

Bipụta