Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
20. Jopa


20. Jopa

E legide anya elu elu mpaghara ọdịda-anyanwụ ofe nnukwu obodo ọdọ-ụgbọ-mmiri nke Jopa.

Ihe Omume nile dị Mkpa: Jona gara Jopa iwere ụgbọ mmiri gaa Tashish (Jona 1:1–3). Jopa bụụrụ ọdọ-ụgbọ-mmiri ebe Solomon na n’ikpeazụ Zerubabel jiri mee ihe mgbe ha wetara osisi sitere na ọhịa Cedar nke Lebanon iji wuo temple ha nile (2 Ihem. 2:16; Ezra 3:7). N’ebea ka Pịta kulitere Tabita, onye a maakwara dịka Dọkas bịaghachi azụ na ndụ (Ọlndoz. 9:36–43). Pịta hụkwara ọhụ nke anụmanụ nile dị ọcha na ndị na-adịghị ọcha, nke kpugheere ya mkpa ọ dị ịmalite nkwusa-ozi-ọma ahụ n’etiti ndị Jentaịlụ (Ọlndoz. 10). Orson Hyde rutere ebea ịrara Ala Nsọ ahụ nye Chineke na 1841.

Foto, oyiyi
foto 20

20. Jopa N’ebea ka Pịta natara ọ́hụ̀ ahụ duziri ya ụzọ iwegara ndị Jentaịlụ Ozi-ọma ahụ (hụ Ọlndoz. 10).

Bipụta