Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
32. Ibe ala mmiri gbara okirikiri nke Patmọs


32. Ibe ala mmiri gbara okirikiri nke Patmọs

Otu ibe ala mmiri gbara okirikiri dị n’ime Oke Osimiri Aegean ebe a chụpụrụ Jọn gaa na ya (Mkpu. 1:9). Dịka ọdịnala siri dị, ọ rụrụ ọrụ n’ebe ahụ n’ime ebe nile e si egwute okwute mable.

Ihe Omume nile dị Mkpa: Jọn hụrụ nnukwu ọhụ ahụ a maara dịka Apọkalips (akwụkwọ nke Mkpughe). Onye-nwe gwara ya ka o zigara ya Nzuko asaa dị n’ime Esia (Mkpu. 1:11).

Foto, oyiyi
foto 32

32. Ibe-ala Mmiri Gbara Okirikiri nke Patmọs Okwute a nile bụ akụkụ ibe ala mmiri gbara okirikiri nke Mediterenia ebe a chụpụrụ Jọn onye Mkpughe (hụ Mkpu. 1:9).

Bipụta