Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
5. Ílì nile nke Ndị-isi Ezi na Ụlọ


5. Ílì nile nke Ndị-isi Ezi na Ụlọ

Otu nime ụlọ nile aha ha kachasị ịpụta ìhè n’ime Ala Nsọ dum ahụ. Eze Herọd rụrụ ya n’ime Hebrọn n’ofe ọnọdụ ebe ọdịnala nke ọ́gbà nke Makpila, nke Abraham zụrụ dịka ọnọdụ ili nke ezi na ụlọ (Jen. 23).

Ihe Omume nile dị Mkpa: Ọnọdụ ili nke Sera (Jen. 23) na Abraham (Jen. 25:9). Aịsak, Rebeka na Lia ka e likwara ebe a (Jen. 49:30–31). Arụ Jekọb ka e butara site n’Ijipt bịa Kenean na lie n’ime ọgba ahụ (Jen. 50).

Foto, oyiyi
foto 5

5. Ili nile nke ndi-isi Ezi na Ụlọ Ụlọ nkea dị na Hebrọn ka e kwuru na a rụrụ ya n’elu ọnọdụ ebe nile nke ili Abraham, Aịsak, na Jekọb.

Bipụta