Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
7. Betlehem


7. Betlehem

Foto a na-egosi ugwu nkume nile na ala-ubi ndị ọzụzụ atụrụ n’iru ya tinyere nnukwu obodo ọhụrụ nke Betlehem n’azụ ala ahụ.

Ihe Omume nile dị Mkpa: E liri Rechel na nso ebe a (Jen. 35:16–20). Rut na Boaz biri n’ebe a (Rut 1:19–2:4). A mụrụ Eze Devid na tee ya mmanụ ịbụ eze n’ebe a (1 Sam. 16:1–13). A mụrụ Onye-nzọpụta n’ebe a, na ndị ọzụzụ atụrụ na Ndị Amamihe kpọrọ isi ala nye ya (Mat. 2:1–11; Luk 2:4–16). (Hụ Nduzi gaa n’Akwụkwọ-nso nile, “Betlehem.”)

Foto, oyiyi
foto 7

7. Betlehem N’ime nnukwu Obodo a ka a mụrụ Onye-nwe Jisus Kraịst.

Bipụta