Ọgbakọ Zuru ọha
Nkwado nke Ndị Ji Ikike Zuru ọha, Ndị Mpaghara Iri Asaa, na Ndị Ọrụ Zuru ọha
Ọgbakọ Zuru ọha Ọktoba 2021


Nkwado nke Ndị Ji Ikike Zuru ọha, Ndị Mpaghara Iri Asaa, na Ndị Ọrụ Zuru ọha

Ụmụnne nwoke na ụmụnne nwanyị, dị ka a mara n’ọkwa, ugbua aga m agụpụta ndị Ji Ikike Zuruọha, ndị Mpaghara Iri asaa, na Ndị ọrụ Zuruọha nke Nzukọ nsọ ahụ maka ntuli aka nkwado unu.

Biko gosịpụtanụ ntuli aka unu n’ụzọ esi eme ihe ebe ọbụla unu nwere ike ị nọ . Ọ bụrụ na-enwere ndị na-akwadoghị nke ọbụla niime ntụpụta a niile, anyị na-asị ka ị kpọtụrụ onyeisi stek gị.

A na-atụpụta ka anyị kwadoo Russell Marion Nelson dị ka onye amụma, onye ọhụụ, na onye mkpughe na Onyeisi nke Nzukọ nsọ Ahụ nke Jizọs Kraịst nke Ndị Nsọ Ụbọchi Ikpeazụ a; Dallin Harris Oaks dị ka Onye Ndumọdụ nke Mbụ n’ime Otu Ndịisi Mbụ; na Henry Bennion Eyring dị ka Onye Ndumọdụ nke Abụọ n’ime Otu Ndịisi Mbụ.

Ndị ọ masịrị nwere ike gosipụta ya.

Ndị na o megidere, ọ bụrụ na-enwere, nwere ike gosipụta ya.

A na-atụpụta ka anyị kwadoo Dallin H. Oaks dị ka Onyeisi nke Kworum Ndị Ozi Iri na Abụọ na M. Russell Ballard dị ka Onye Nnọchi anya Onyeisi nke Kworum Ndị Ozi Iri na abụọ.

Ndị niile ọ masịrị, biko gosipụta.

Onye ọ masịghị nwere ike gosipụta ya.

A na-atụpụta ka anyị kwado ndịa sotere dị ka Ndị otu nke Ndị ozi Iri na Abụọ: M. Russell Ballard, Jeffrey R. Holland, Dieter F. Uchtdorf, David A. Bednar, Quentin L. Cook, D. Todd Christofferson, Neil L. Andersen, Ronald A. Rasband, Gary E. Stevenson, Dale G. Renlund, Gerrit W. Gong, na Ulisses Soares.

Ndị niile ọ masịrị, biko gosipụta ya

Onye ọ masịghị nwere ike si otu a mee ka amata.

A na-atụpụta ka anyị kwadoo ndị ndụmọdụ n’ime Ndịisi Mbụ na Ndị Kworum Ndị Ozi Iri na Abụọ dị ka ndị amụma, ndị ọhụụ, na ndị mkpughe.

Ndị niile ọ masịrị, biko gosipụta ya

Onye ọ masịghị, ọ bụrụ na-enwere onye, soro otu ụdị akara ahụ.

Anyị atọhapụwo n’ọrụ Ndị Okenye J. Devn Cornish, Timothy J. Dyches, David F. Evans, Robert C. Gay, James B. Martino, na Terence M. Vinson dị ka Ndị Iri Asaa Ji Ikike Zuru ọha ma chie ha ọkwa emeritus.

Ndị niile ọ masịrị igosipụta obi ekele nye Ụmụnne Ndị nwoke Ndịa na ndị ezi na ụlọ ha maka ije ozi ha pụrụ iche, nwere ike mee otu ahụ site na-iweli aka ha.

Anyị na-eme ka unu mara na Okenye Dean M. Davies, onye nwụrụ na Ọgọst 31, 2021, ka a gaara ịtọhapụ n’ọru dị ka Onye Iri Asaa Ji Ikike Zuru ọha na ọgbakọ nke a. Anyị na-asị Nwanne nwanyị Darla Davies na ndị ezi na ụlọ ha ndo si anyị n’obi ma n’ekele ya maka ije ozi ike agwụghị agwụ nke Okenye Davies.

Anyị jikwa obi ekele echeta ndị Mpaghara Iri Asaa ndị jezuworo ozi ha n’afọ nke a gara aga.

Ndị ahụ ọ masịrị isoro anyị n’igosipụta obi ekele nye ụmụnne ndị nwoke ndị a maka ije ozi ha bụ ịgba nwere ike gosipụta ya.

A na-atụpụta ka anyị kwadoo ndị ọzọ Ji Ikike Zuru ọha, ndị Mpaghara Iri asaa—gụnyere abụọ ndị Mpaghara Iri asaa ọhụụ a mara ọkwa ha na mbido izu nke a niime newsroom.ChurchofJesusChrist.org— na Ndị Ọrụ Zuruọha dị ka otu ha sịrị dị n’oge ugbua.

Ndị niile ọ masịrị, biko gosipụta ya

Ndị megidere ya, ọ bụrụ na-enwere onye.

Unu emela maka okwukwe na ekpere unu nọgidere aganiihu na-ọnọdụ ndị ndu nke Nzukọ nsọ ahụ.

Mgbanwe ndị e nwere na Mpaghara ndị Iri Asaa

Ndị Iri Asaa ndịa na-esote ka akwadoro n’oge ọgbakọ ndị ndu nke e mere dị ka otu akụkụ nke ọgbakọ zuru ọha:

Pedro E. Hernández na Charden Ndinga.

Ndị Iri Asaa ndịa na-esote ka atọghapụrụ n’oge ọgbakọ ndị ndu nke e mere dị ka otu akụkụ nke ọgbakọ zuru ọha:

Guillermo I. Guardia na Gaëtan Kelounou.

Ndị Mpaghara Iri asaa ndị a na-esote ka atọghapụrụ na Ọgọst 1, 2021:

P. David Agazzani, Quilmer A. Agüero, Frederick O. Akinbo, Nelson Ardila, Richard C. Baquiran, Dong Chol Beh, Matthieu Bennasar, Lawrence P. Blunck, Luis J. Camey, Douglas B. Carter, Aroldo B. Cavalcante, Luis C. Chaverri, Ulises Chávez, Brent J. Christensen, Douglas L. Dance, M. T. Ben Davis, Marc C. Davis, J. Scott Dorius, M. Dirk Driscoll, Antonio F. Faúndez, José A. Fernández, Matías D. Fernández, Candido Fortuna, Bruce E. Ghent, Michael A. Gillenwater, Michael D. Groll, Daniel G. Hamilton, Tom-Atle Herland, Raymond S. Heyman, Jerat K. C. Igwe, Christophe Kawaya, John A. Koranteng, Ming-Shun Kuan, Todd S. Larkin, Juan J. Levrino, Carlo M. Lezano, Felix A. Martinez, J Vaun McArthur, Kevin K. Miskin, Helamán Montejo, Michael R. Murray, Ryan V. Pagaduan, A. Moroni Pérez, Carlos E. Perrotti, Mark P. Peteru, Thomas T. Priday, Brian L. Rawson, Rene Romay, Blake M. Roney, Luis G. Ruiz, Maximo A. Saavedra Jr., Pedro A. Sanhueza, Eric J. Schmutz, Paul H. Sinclair, Benjamin T. Sinjoux, David L. Stapleton, Daniel Texeira, Seiji Tokuzawa, Maxsimo C. Torres, Jesús Vélez, Carlos Villarreal, Paul H. Watkins, Robert K. William, C. Dale Willis, Kevin J Worthen, na Luis G. Zapata.

Bipụta