Ọgbakọ Zuru ọha Ọktoba 2021 Nzukọ nke ụtụtụ Satọde Nzukọ nke ehihe Satọde Nzukọ nke ehihe Satọde Henry B. Eyring Nkwado nke Ndị Ji Ikike Zuru ọha, Ndị Mpaghara Iri Asaa, na Ndị Ọrụ Zuru ọhaOnyeisi Eyring na-agụpụta Ndị Ji Ikike Zuru ọha, Ndị Mpaghara Iri asaa, na Ndịisi Zuru ọha maka ntuli aka nkwado. David A. BednarNa Ike nke Chineke nime Nnukwu OtutoOkenye Bednar na-akuziri anyị na ịrube isi nye ọgbụgba-ndụ anyị niile na enyere anyị aka ịnata ike nke ịdị ka chineke nime ndụ anyị niile. Ciro SchmeilOkwukwe iji Mee ihe ma BụrụOkenye Schmeil na-akuzi na anyị nwere ike ịbụ ndị na-eso ụzọ nke Jịsọs Karist dị mma karịa dị ka anyị na-arịọ, na-eme ihe, ma na-amụ ihe. Susan H. PorterỊhụnaanya nke Chineke: Nke Kachasị Obi ụtọ nye Mkpụrụ obiNwanne nwanyị Porter na-akuzi na Nna nke Eluigwe na Jizọs Kraist nwere ịhụnaanya n’enweghị ntụpọ maka onye ọbụla n’ime anyị ma n’ikesa ịhụnaanya Ha ga-agọzi anyị. Erich W. KopischkeIkwu okwu banyere Ahụike nke ỤbụrụOkenye Kopischke na-ekesa ụfọdụ nchọpụta nke ọrịa nke ụbụrụ, nke sitere na ụfọdụ nwale nile nke ezi n’ụlọ ya gabigara. Ronald A. RasbandIhe niile nke Mkpụrụ obi MOkenye Rasband na-ekesaa “ihe niile nke mkpụrụ obi ya” ruru asaa—ukpuru niile dị oke ọnụ ahịa nke n’enye ndụ ya ebumnuche dịka onye n’eso Jịzọs Kraịst. Christoffel GoldenNkwado maka Ọbịbịa Ugboro Abụọ nke Jizọs KraịstOkenye Golden na-akuzi na anyị na ha erute nso na Ọbịbịa nke Ugboro Abụọ ahụ, ụbọchị iru uju maka ndị ajọọ omume mana ụbọchị udo maka ndị ezi omume. Moisés VillanuevaOnye Agọziri agọzi nke Onyenwe anyị n’Ụbọchị M NiileOkenye Villanueva n’eji ịma-atụ niile nke Onye nzọpụta, Nifaị, onye mgbasa oziọma igosị otu anyị nwere ike iji ọńụ na ọmiko merie nsogbu. Gary E. StevensonDị Nnọọ Mma—Mara mma Dị MfeOkenye Stevenson n’eji akụkọ ndị sitere na Ndị nsọ Ụbọchi ikpeazụ a anọ egosipụta ụzọ ndị anyị nwere isi mejuo ọrụ anyị ndị esi n’igwe họpụta. Nzukọ Mgbede Satọde Nzukọ Mgbede Satọde M. Russell Ballard“Ị Hụrụ M N’anya Karịa Ihe Ndịa?”Onyeisi Ballard na-akuziri anyị otu anyị nwere ike si gosi na anyị hụrụ Onye Nzọpụta naanya karịa ihe niile nke ụwa site na ikwere na Ya, ijere Ya ozi, na ijere ndị ọzọ ozi. Sharon EubankEkpere M Bụ Na Ọ Ga-eji Anyị Arụ ọrụNwanne nwanyị Eubank na-akọwapụta mbọ onyinye enyem aka ndị nwere mkpa nke Nzukọ nsọ ndị e mere na nso nso a. Brent H. NielsonỌ Bụ N’enweghị Balm na Gilead?Onyeisi Nelson na-akuzi na Onye Nzọpụta nwere ike iji gwọọ obi anyị ma kwadoo anyị site na mnwale anyị niile dịkwa ka ịgwọ ahụ anyị niile. Arnulfo ValenzuelaIme Mgbanwe Anyị Niime Jizọs Kraịst ka Ọ dị OmimiOkenye Valenzuela na-akuzi na anyị nwere ike mee mgbanwe anyị adị omimi mgbe anyị na-amụ akwụkwọ nsọ ma mụta karịa ihe banyere Jizọs Kraịst. Bradley R. WilcoxNtozu oke Abụghị Enweghị NtụpọNwanne nwoke Wilcox na-akuzi na anyị ekwesịghị izu oke inwete amara na ike mgbaghara mmehie nke Jizọs Kraịst n’ime ndụ anyị. Alfred KyunguỊ Bụ Onye n’eso KraịstOkenye Kyungu n’akụzi maka ukpuru anọ nke ga-enyere anyị aka i bụ ndị n’eso Jịzọs Kraịst n’ụzọ kacha mma. Marcus B. NashWelite Ihè Gị EluOkenye Nash n’akụziri anyị ikesa oziọma ahụ n’ụzọ dị mfe ma dịkwa nkịtị ka anyị ma ndị anyị na-ekeasara ya nwete ọn̄ụ na ọtụtụ ngọzị ndị ọzọ. Henry B. EyringOkwukwe iji Jụọ ma Mgbe ahụ MeeOnyeisi Henry B. Eyring kuziri na anyị nwere ike inata mkwughe dịka anyị nwere okwukwe ma dị na njikere ịrụ ọrụ. Nzukọ nke ụtụtụ Sụnde Nzukọ nke ụtụtụ Sụnde Dieter F. UchtdorfMweghachite Kwa ỤbọchịOkenye Uchtdorf n’akụzi na anyị niile n’ejehie nime mmụọ mgbe ụfọdụ mana anyị nwere ike ịbịaghachi azụ n’ụzọ ahụ site n’isoro ntọala nke ime mmụọ ahụ nke Chineke rọpụtara. Camille N. JohnsonKpọkuo Kraịst ka O Dee Akụkọ GịNwanne nwanyị Johnson na-akuziri anyị otu anyị nwere ike si kwe ka Onye Nzọpụta bụrụ onye odee na onye mmezu nke akụkọ nke onwe anyị site n’inwe okwukwe karịa ma n’ikwe ka Chineke merie n’ime ndụ anyị. Dale G. RenlundUdo nke Kraịst Emechiwo IroOkenye Renlund na-akuzi na site n’itinye ịhụnaanya nke Chineke na ije ozi anyị dị ka ndị na-eso ụzọ Jizọs Kraịst mbụ, anyị nwere ike merie ndị iche iche anyị ma chọta udo. Vaiangina SikahemaOtu Ụlọ nke N’usoro N’usoroOkenye Sikahema n’akuzi maka ngọzi niile nwere ike bịa mgbe anyị na ebi ndụ oziọma ma n’eme ihe niile na usoro. Quentin L. CookUdo Nke Onwe n’Oge Ihe Ịma AkaOkenye Cook n’ekesa nkuzi ise nke Jịzọs Kraịst nke ga-enwe ike nyere anyị aka belata esemokwu ma chọta udo n’oge aka mgba niile nke taa. Russell M. NelsonTempụl Ahụ na Ntọala nke Ime Mmụọ GịOnyeisi Nelson na-ekwu maka ọrụ nke a n’eme na ntọala nke Tempụl nke Salt Lake iji kuziere otu emume nsọ na ọgbụgbandụ nke tempụl si agba ntọala nke ime mmụọ anyị ume. Nzukọ nke ehihe Sọnde