Ọgbakọ Zuru ọha
Nkwado nke Ndị Ji Ikike Zuru ọha, Ndị Mpaghara Iri Asaa, na Ndị Ọrụ Zuru ọha
Ọgbakọ Zuruọha nke Ọktoba 2024


4:16

Nkwado nke Ndị Ji Ikike Zuru ọha, Ndị Mpaghara Iri Asaa, na Ndị Ọrụ Zuru ọha

Ụmụnne nwoke na ụmụnne nwanyị, ọ ga-abụ ohere ọma m ugbu a iwete Ndị Ji Ikike Zuruọha, Ndị Mpaghara Iri Asaa, na Ndị Ọrụ Zuruọha nke Nzukọ nsọ ahụ maka ntuli aka nkwado unu.

Anyị na-arịọ ka unu biko gosịpụta nkwado unu n’ụzọ ahụ esi eme ya, n’ebe ọbụla unu nọ. Ọ bụrụ na-enwere ndị na-akwadoghị ntụpụta ọbụla, anyị na-arịọ ka ị kpọtụrụ onyeisi stek gị.

A na-atụpụta ka anyị kwado Russell Marion Nelson dị ka onye amụma, onye ọhụụ, na onye mkpughe na Onyeisi nke Nzukọ nsọ Ahụ nke Jizọs Kraịst nke Ndị Nsọ Ụbọchi Ikpeazụ a; Dallin Harris Oaks dị ka Onye Ndumọdụ Mbụ niime Ndịisi Mbụ; na Henry Bennion Eyring dị ka Onye Ndumọdụ nke Abụọ niime Otu Ndịisi Mbụ.

Ndị niile ọ masịrị nwere ike gosipụta ya.

Ndị niile ọ masịghị, ọ bụrụ enwere, nwere ike gosipụta ya.

A na-atụpụta ka anyị kwado Dallin H. Oaks dị ka Onyeisi nke Kworum Ndị Ozi Iri na Abụọ na Jeffrey R. Holland dị ka Onyeisi Nnọchianya nke Kworum Ndị Ozi Iri na Abụọ.

Ndị niile ọ masịrị, biko gosipụta ya.

Onye ọ masịghị nwere ike gosipụta ya.

A na-atụpụta ka anyị kwadoo ndị a sotere dị ka ndị otù nke Ndị Ozi Iri na Abụọ: Jeffrey R. Holland, Dieter F. Uchtdorf, David A. Bednar, Quentin L. Cook, D. Todd Christofferson, Neil L. Andersen, Ronald A. Rasband, Gary E. Stevenson, Dale G. Renlund, Gerrit W. Gong, Ulisses Soares, na Patrick Kearon.

Ndị niile ọ masịrị, biko gosipụta ya

Onye ọ masịghị nwere ike gosipụta ya.

A na-atụpụta ka anyị kwadoo ndị ndụmọdụ niime Otu Ndịisi Mbụ na Ndị Kworum Ndị Ozi Iri na Abụọ dị ka ndị amụma, ndị ọhụụ, na ndị mkpughe.

Ndị niile ọ masịrị, biko gosipụta ya

Onye ọ masịghị, ọ bụrụ enwere onye ọbụla, soro ụdị akárá ahụ.

Anyị na-ahụba ama na Ndị Iri Asaa Mpaghara isii ọhụrụ ka a kwadoro n’oge nzukọ nke Ndị ndu nke ọgbakọ zuru ọha emere na Tọsde, Ọktoba 3, ma emesịa maa ọkwa ya na website nke Nzukọ nsọ. Anyị na-akpoku unu ịkwado ndị ụmụnne nwoke ndị a n’ọrụ ọhụrụ ha.

Ndị niile ọ masịrị, biko gosipụta ya

Mmegide ọbụla, site n’ụdị akara ahụ.

A na-atụpụta ka anyị kwadoo ndị ọzọ Ji Ikike Zuru ọha, ndị Iri Asaa Mpaghara, na Ndị Ọrụ Zuruọha dị ka otu ha sịrị dị n’oge ugbu a.

Ndị niile ọ masịrị nwere ike mee otu a site na-iweli aka elu.

Ndị megidere, ọbụrụ enwere onye.

Unu emela, ụmụnne ndị nwoke na ndị nwanyị, maka okwukwe unu nogidere na ekpere niile n’isi ndị ndu nke Nzukọ nsọ a.

Mgbanwe niile nye ndị Iri Asaa Mpaghara

Ndị Iri Asaa Mpaghara ndịa sotere ka akwadoro n’oge ọgbakọ nke ndị ndu nke emere dị ka otu akụkụ nke ọgbakọ zuru ọha:

Miguel A. Avila, Jean Pierre A. L. Haboko, Ramiro Ibarra Sanchez, George Katembo Njogu Munene, A. Enrique Texeira, Francisco Villanueva Rojas.