Ọgbakọ Zuruọha nke Ọktoba 2024 Nzukọ nke Ụtụtụ Satọde Nzukọ nke Ụtụtụ SatọdeNzukọ nke ụtụtụ Satọde nke ọgbakọ zuruọha ọkara afọ nke ugboro 194 nke Nzukọ nsọ Ahụ nke Jizọs Kraịst nke Ndị Nsọ Ụbọchị Ikpeazụ a e mere na Ọktoba 5–6, 2024. Henry B. EyringNkwado nke Ndị Ji Ikike Zuru ọha, Ndị Mpaghara Iri Asaa, na Ndị Ọrụ Zuru ọha Neil L. AndersenMmeri nke OlileanyaOkenye Andersen na-akuzi na mgbe anyị nwere olileanya na Kraịst ma tụkwasị obi anyị na Ya, anyị ga-enweta udo Ya. Emily Belle FreemanBienụ Ndụ Kwesịrị Ohere UnuOnyeisi Freeman na-agba ndịinyom na ndịinyom nta ume ka ha mụta otu emume nsọ niile nke ọkwa nchụaja na nkwa ọgbụgba ndụ niile ga-esi kwe ka ike Chineke bata niime ndụ ha, na-enyere ha aka irute ike ọrụ nọ niime ha. Karl D. HirstOnye nke Chineke Kacha Hụ NaanyaOkenye Hirst na-akuziri anyị ịnwete mmetụta ịhụnaanya sinigwe nke Nna nke Eluigwe na Jizọs Kraịst. Dale G. Renlund“Nke a Bụ Ozi ọma M”—“Nke a Bụ Nzukọ nsọ M”Okenye Renlund na-akuzi na ntụgwa nke ozi ọma nke Onye Nzọpụta na Nzukọ nsọ nke Onye Nzọpụta ga-enye anyị ohere ruo ike nke Chineke ma nyere anyị aka dịrị nsọ. David P. HomerỊtụkwasị obi na Nna anyịOkenye Homer na-akụzi na anyị na anata ngọzị mgbe anyị tụkwasịrị obi na Chineke ma soro iwu nsọ Ya niile. Gregorio E. CasillasChineke Hụrụ Ụmụ Ya Niile n’AnyaOkenye Casillas na-akụzi na anyị nwere ike ịgọzi ndụ niile nke ụmụ nke Chineke site na ije ozi nlekọta na ịbụ ndị na-eso ụzọ. Dallin H. OaksIsoro KraịstOnyeisi Oaks na-akuzi mkpa ahụ nke isoro iwu nsọ niile nke Jizọs Kraịst, na-emesi ike na iwu Ya ka e zere esemokwu. Nzukọ nke Ehihe Satọde Nzukọ nke Ehihe SatọdeNzukọ nke ehihie Satọde nke ọgbakọ zuruọha ọkara afọ nke ugboro 194 nke Nzukọ nsọ Ahụ nke Jizọs Kraịst nke Ndị Nsọ Ụbọchị Ikpeazụ a e mere na Ọktoba 5–6, 2024. D. Todd ChristoffersonN’eli Ngwa agha Anyị nke Nnupụ isi AnyịOkenye Christofferson na-akwado anyị ka anyị lie akụkụ ọbụla nke nnupụ isi megide Chineke na ndụ anyị niile, ma ọ bụ na ịnupu iwu nsọ niile isi ma ọ bụ ịleghara uche Ya anya. José A. TeixeiraEjikọtara na Jizọs Kraịst: Ịghọ Nnu nke ỤwaOkenye Teixeira na-akuzi ụzọ anọ dị mfe mana dị omimi anyị nwere ike iji nọgide na njikọta nye Jizọs Kraịst. Juan Pablo VillarAka Ya dị Njikere Ịnyere Anyị AkaOkenye Villar na-akụzi na Onye Nzọpụta nọya mgbe niile ị nyere anyị aka megide ịma aka ọbụla ma ọ bụrụ n’anyị nwee okwukwe na Ya. Patrick KearonAnabata unu na Nzukọ nsọ nke ỌńụOkenye Kearon na-akuzi banyere ọńụ ahụ nke e nwere ike ịchọta niime Nzukọ nsọ nke Jizọs Kraịst. David L. Buckner“Unu Bụ Ndị Enyi M”Ụmụnne nwoke na ụmụnne nwanyị, anyị garịrị akwụsị ịna achọgharị ebumnuuche iji kebie ma hụ oghere niile ị “bụ otu.” D. Martin GouryKa Ịdịrị ỌchaOkenye Goury na-akuzi na nchegharị kwa ụbọchị na-enyere anyị aka inwe mmetụta uche karịa ma dị njikere inweta nduzi nke Onyenwe anyị na mkpali niile nke Mmụọ Nsọ. Aroldo B. CavalcanteIfufe Ahụ Akwụsịghị IfeOkenye Cavalcante na-akuzi na Chineke nwere ike ịkwado anyị n’ọnwụnwa anyị niile nakwa na anyị nwekwara ike inyere ibe anyị aka na njem ime mmụọ anyị. Ulisses SoaresIdozi Uche Anyị ka o Kwekọọ na nke YaOkenye Soares na-akuzi na nnwale kachasi elu eji amata ma anyị bụ ndị na-eso ụzọ ka a na-ahụ na njikere anyị ịhapụ onwe anyị nke ochie ma nyefee obi anyị na mkpụrụ obi anyị dum n’aka Chineke ka uche Ya bụrụ nke anyị. Nzukọ nke Mgbede Satọde Nzukọ nke Mgbede SatọdeNzukọ nke mgbede Satọde nke ọgbakọ zuruọha ọkara afọ nke ugboro 194 nke Nzukọ nsọ Ahụ nke Jizọs Kraịst nke Ndị Nsọ Ụbọchị Ikpeazụ a e mere na Ọktoba 5–6, 2024. Gerrit W. GongỊdị nsọ nye Onyenwe anyị n’Ụbọchị Ndụ niileOkenye Gong na-akpọku anyị ime ịdị nsọ akụkụ nke ndụ anyị kwa ụbọchị, nke na-akpọkete anyị nso nebe Onyenwe anyị na ibe anyị nọ. Kristin M. YeeỌńụ nke Mgbapụta AnyịNwanne nwanyị Yee na-akuzi na site na mmekọrịta ọgbụgba ndụ anyị na Chineke, anyị pụrụ inwete ohere ịsacha, ọgwụgwọ, na ike mgbapụta nke Jizọs Kraịst. Kyle S. McKayNwoke ahụ Onye ya na Jehova KwuruOkenye McKay nyere aka ebe ya maka nnukwu ndụ na ọrụ niile nke Onye amụma Josef Smith. Jorge M. AlvaradoNabata Onyinye Onyenwe anyị nke NchegharịOkenye Alvarado na-akuzi gbasara mgbaghara ma na-agba ama nke ọgwụgwọ dịịrị onye niile site na ike mgbapụta nke Jizọs Kraịst. David A. BednarNiime Oghere nke N’erughị Ọtụtụ AfọOkenye Bednar na-eji ọmụmaatụ niile nke Ndị Nifaị na ndị Laman niime Akwụkwọ nke Mọmọn iji dọọ aka na ntị megide ikwe mpako tụgharịa anyị uche site n’ebe Onyenwe anyị nọ. Nzukọ nke Ụtụtụ Sọnde Nzukọ nke Ụtụtụ SọndeNzukọ nke ụtụtụ Sọnde nke ọgbakọ zuruọha ọkara afọ nke ugboro 194 nke Nzukọ nsọ Ahụ nke Jizọs Kraịst nke Ndị Nsọ Ụbọchị Ikpeazụ a e mere na Ọktoba 5–6, 2024. Jeffrey R. Holland“Abụ m Ya”Onyeisi Holland na-akuzi gbasara nrube isi zuru oke nke Kraịst nye Nna Ya na ịhụnaanya Ya dị ukwuu maka onye ọbụla niime anyị. Tracy Y. BrowningNa-achọta Azịza niile nye Ajụjụ niile nke Ime mmụọNwanne nwanyị Browning na-akuzi na Chineke pụrụ inyere anyị aka tolite niime mmụọ dị ka anyị na-ajụ ajụjụ ndị si n’obi, rube isi nye iwu nsọ Ya niile, ma debe ntụkwasị obi anyị na Ya. Brook P. HalesNdụ anụ ahụ Na-arụ ọrụ!Okenye Hales na-akuzi na niihi ozi ọma nke Jizọs Kraịst na atụmatụ nke nzọpụta, ndụ anụ ahụ na-arụ orụ! L. Todd BudgeJiri Obi Gị Niile Chọọ YaBishop Budge na-ekwu banyere mkpa ọ dị ịwepụta oge dị jụụ iji fee ofufe ma kwuoro Chineke okwu. Gary E. StevensonỤbọchị ndị Agaghị Echefu Ma ọlịOkenye Stevenson na-ele anya niihu ruo na afọ 10 na-abịa abịa dị ka ohere ahụtụbeghi mbụ iji kesara ụwa ozi obi ụtọ nke ozi ọma Jizọs Kraịst. Bradley R. WilcoxO Ntoroọbịa nke Oke ọmụmụ nwere UgwuỊgwa ndị ntoroọbụa okwu, Nwanne nwoke Wilcox zara ajụjụ ahụ, Gịnị mere Ndị nsọ Ụbọchi Ikpeazụ a si ebirịrị ndụ n’ụzọ dị iche site na ndị ọzọ? Henry B. EyringOzizi nke Jizọs Kraịst Dị mfe.Onyeisi Eyring na-agba anyị ume ikuzi ezi ozizi nke Jizọs Kraịst n’ụzọ dị mfe. Emesịa ndị anyị hụrụ naanya ga-echeta ya mgbe nnwale niile bịara, ma anyị ga-abụ ndị agọziri agọzi. Nzukọ nke Ehihe Sọnde Nzukọ nke Ehihe SọndeNzukọ nke ehihie Sọnde nke ọgbakọ zuruọha ọkara afọ nke ugboro 194 nke Nzukọ nsọ Ahụ nke Jizọs Kraịst nke Ndị Nsọ Ụbọchị Ikpeazụ a e mere na Ọktoba 5–6, 2024. Dieter F. UchtdorfNye Mgbọrọgwụ ndị ahụ Ọzụzụ, ma Alaka ndị ahụ Ga-etoOkenye Uchtdorf na-akụzi na alaka ndị ọgbụgba ama anyị ga-eto dị ka anyị na-azulite mgbọrọgwụ ndị ahụ: okwukwe na Nna anyị nke Eluigwe na Jizọs Kraịst. Takashi WadaOkwu niile nke Kraịst na Mmụọ Nsọ Ga-edu Anyị ruo EziokwuOkenye Wada na-akuzi otu iri oriri n’okwu niile nke Kraịst na ige ntị nye Mmụọ ahụ ga-eduba anyị ruo ndụ ebighị ebi. Ronald A. Rasband“Lee Abụ M Ihè ahụ Nke Unu Ga-Akwado”Okenye Rasband na-akuzi gbasara ịkwado onye amụma dị ndụ site na-isoro nkuzi ya niile na ọmụmaatụ ya. Quentin L. CookAkwụkwọ nsọ ndị Dị nsọ—Ntọala niile nke OkwukweOkenye Cook na-akuzi banyere mkpa akwụkwọ nsọ niile dị, kacha nke Akwụkwọ nke Mọmọn, niime mgbanwe na-aganiihu. Rubén V. AlliaudỤmụ Ndị Nwoke na Ụmụ Ndị Nwanyị nke ChinekeOkenye Alliaud na-akuzi na anyị niile bụ n’ezie ụmụ Chineke. I. Raymond EgboLekwasị anya na Jizọs Kraịst na Ozi ọma YaOkenye Egbo na-akuzi na mgbe anyị na-elekwasị anya na Jizọs Kraịst na oziọma Ya, anyị nwere ike nwee mmetụta ọńụ ọbụna n’oge ọnwụnwa na ihe ịmaaka niile. Russell M. NelsonOnyenwe anyị Jizọs Kraịst Ga-abịa ỌzọOnyeisi Nelson na-akụzi na ugbua bụ oge iji mee Jizọs Kraịst ka ọ bụrụ ntọala nke ndụ anyị na kwado maka ọbịbịa nke Ugboro Abụọ Ya.