Abịnadaị Hụ kwa Ogbugbu n’ihi okwukwe, Onye e gburu n’ihi okwukwe ya na Jisus Kraịst Onye-amụma Nifaị n’ime Akwụkwọ Nke Mọmọn. O buru amụma na Chineke ga-ata ndị nke ajọ Eze Noa ahụhụ ma-ọbụghị ma ha chegharịrị, Mosa. 11:20–25. A tụrụ ya mkpọrọ n’ihi ibu amụma maka mbibi nke Eze Noa na ndị ya, Mosa. 12:1–17. Kụziri ndị ajọ nchụ-aja nile nke Eze Noa banyere Iwu nke Moses na nke Kraịst, Mosa. 12–16. Alma nke ka ịbụ Okenye kwenyere ma dee okwu ya nile, Mosa. 17:2–4. E regburu ya n’ọkụ site n’aka Eze Noa, Mosa. 17:20.