Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Shịblọn


Shịblọn

N’ime Akwụkwọ nke Mọmọn, otu nwa-nwoke nke Alma nke ka bụrụ nwata. Shịblọn kụziire ndị Zorọm ozi-ọma ahụ ma a kpagburu ya n’ihi ezi-omume ya. Onye-nwe napụtara ya site na mkpagbu ya n’ihi ikwesị ntụkwasị-obi ya na-inwe ndidi ya (Alma 38). Shịblọn lekọta kwara akụkọ-ndekọta Nifaị maka otu oge (Alma 63:1–2, 11–13).