Abụọma
Otu abụ nke nkwalite nke mụọ ma-ọbụ abụ.
Akwụkwọ nke Abụọma
Otu akwụkwọ Testament Ochie nke nwere nchịkọta nke abụ-ọma nile, ọtụtụ n’ime ya bụ banyere Kraịst. Akwụkwọ nke Abụọma ka e n̄omiri na-esepụghị aka n’ime Testament Ọhụrụ.
Devid dere otutu n’ime Abụọma ahu. Abụọma nile, e dere ha dịka ija-mma nile nye Chineke. Ọtụtụ ka e doro n’usoro nye abụ.