Ịdị-ọcha mmekọrịta Hụ kwa Ezigbo omume; Ịkwa-iko; Ịkwa-iko dị n’etiti ndị n’alụghị alụ; Inwe mmetụta, Nke mmetụta Ịdị ọcha mmekorịta nke ndị nwoke na ndị nwanyị. Josef guzogidere ọchịchọ nwunye Pọtifa ịkwagide ya ka ha nwee mmekọrịta, Jen. 39:7–21 (OznỌd. 42:24; 59:6). Gị akwala iko, Ọpụ. 20:14. Nwanyị Ezigbo omume bụ okpu-eze di ya, Ilu 12:4 (Ilu 31:10). Ọbụ unu a mataghị n’arụ unu bụ temple nke Mụọ Nsọ? 1 Ndị-Kọ 6:18–19. Mee onwe gị ka Ịbụrụ ihe ịma-atụ na-ịdị ọcha, 1 Tim. 4:12. Ọ dịghị ihe ọbụla ruru-inyi nwere ike ibinyere Chineke, 1 Nif. 10:21. N’ihi na mụ Onye-nwe Chineke, na-enwe mmasị na-ịdị-ọcha mmekọrịta nke ndịnyom, Jekọb 2:28. Mmehie mmekọrịta nwoke na nwanyị bụ ihe arụ, Alma 39:1–13. Ịdị ọcha mmekọrịta na ezigbo omume bụ ihe a hụkarịsịri n’anya ma dịmkpa karịa ihe nile, Moro. 9:9. Anyị kweere na-ịdị ọcha nke mmekọrịta, Ndep. Ok 1:13.