Abụ nke Solomọn Otu akwụkwọ n’ime Testament Ochie. Onye-amụma Joseph Smith kụziri na Abụ nke Solomọn abụghị edemede nwere nkwalite nke Mụọ Nsọ.