Banabas
Aha e nyere Josef (onye akpọkwara Josis), Onye Livaị nke Saiprọs, onye rere ala ya ma nye Ndị-ozi ihe o nwetara na ya (Ọlndoz. 4:36–37). Na-agbanyeghị na-ọbụghị otu n’ime Ndị-ozi Iri na Abụọ na mbu, Ọ bịara bụrụ Onye-ozi (Ọlndoz. 14:4, 14). Ma o jere ozi n’ọtụtụ njem nzisa ozi-ọma (Ọlndoz. 11:22–30; 12:25; 13–15; 1 Ndị-Kọ 9:6; Ndị-Gal. 2:1, 9; Ndị-Kọl. 4:10).