I chegharị uche na ichemi uche echemi, ọtụtụ mgbe banyere akwụkwọ-nsọ nile ma-ọbụ ihe ndị ọzọ nke Chineke. Mgbe a gwakọtara ya na ekpere, ntụgharị uche n’ihe nile nke Chineke nwere ike iweta mkpughe na nghọta.
Ka m nọdụrụ ala na-atụgharị uche n’ime obi m e wee buru m pụọ, 1 Nif. 11:1 .
Obi m na-atụgharị uche maka akwụkwọ-nsọ nile, 2 Nif. 4:15 .
Nifaị gara n’ụzọ ya, na-eche maka ihe ndị nke Onye-nwe gosiworo ya, Hil. 10:2–3 .
Gaa n’ụlọ unu nile ma tụgharịa uche n’ihe nile nke m kwuworo, 3 Nif. 17:3 .
Cheta otu Onye-nwe siri nweworị obi ebere, ma tụgharịa ya n’uche n’ime obi unu nile, Moro. 10:3 .
Tụgharịa uche n’ihe ndịa nke i natara, OznỌd. 30:3 .
Dịka anyị nọ na-atụgharị uche n’ihe ndị a, Onye-nwe emetụ anya ime mụọ nke nghọta anyị aka, OznỌd. 76:19 .
Ka m nọdụrụ ala n’ime ụlọ m na-atụgharị uche n’akwụkwọ-nso nile, OznỌd. 138:1–11 .