Ndọkpụ n’Agha Hụ kwa Inwere-onwe, Nnwere-onwe Ị nọ n’agbụ nke arụ ma-ọbụ nke mụọ. Ụlọ nke Israel wee banye na ndọkpụ n’agha n’ihi ime ihe ọjọọ ha, Ezik. 39:23. Onye ahụ nke na-eduba na ndọkpụ n’agha ga-aba na ndọkpụ n’agha, Mkpu. 13:10. Ndị ajọ mmadụ ka a ga-ebuda baa na ndọkpụ n’agha nke ekwensu, 1 Nif. 14:4, 7. Ndị mmadụ ka ọ dịịrị ịhọrọ inwere onwe ha na ndụ ebighi-ebi ma-ọbụ ndọkpụ n’agha na ọnwụ, 2 Nif. 2:27. Ọchịchọ nke anụ arụ na-enye mụọ nke ekwensu ike ndọkpụrụ, 2 Nif. 2:29. Unu edebewo ncheta zuru ezu nke ndọkpụ n’agha nke ndị nna unu ha? Alma 5:5–6. Ndị ahụ na-emesi obi ha ike ka ekwensu ga-adọkpụrụ n’agha, Alma 12:11. Cheenụ nche na kpee ekpere oge nile ka ekwensu ghara ịnwa unu ọnwụnwa, ma ya eduru unu pụọ na ndọkpụ, 3 Nif. 18:15.