Onye n’alụ nwunye ọhụrụ Hụ kwa Jisus Kraịst Jisus Kraịst bụ akara ihe àtụ̀ n’akwụkwọ-nsọ dịka Onye na-alụ nwunye ọhụrụ. Nzukọ-nsọ bụ ihe akara nwunye ọhụrụ ya. Ụmụ agbọghọ iri gara n’iru izute onye na-alụ nwunye ọhụrụ, Mat. 25:1–13. Onye ahụ nwere nwunye ọhụrụ bụ onye na-alụ nwunye ọhụrụ, Jọn 3:27–30. Ngọzi na-adịrị ha bụ ndị a kpọrọ n’oriri anyasị nke ọlụlụ dị na nwunye Nwa-atụrụ ahụ, Mkpu. 19:5–10. Nọrọ na njikere chere ọbịbịa nke onye na-alụ nwunye ọhụrụ, OznỌd. 33:17. Mee njikere maka Onye na-alụ nwunye ọhụrụ, OznỌd. 65:3.