Enweghị-ụta, Na-enweghị-ụta Enweghi ịta-ụta, ma-ọbụ enweghị mmehie. Tutu ọdịda ahụ Adam na Iv nọọrọ ọnọdụ enweghị-ụta, 2 Nif. 2:23. Ọbara nke ndị na-enweghị-ụta ga-eguzoro dịka aka-ebe, Alma 14:11. Mụọ ọbụla nke mmadụ nọ na-enweghị ụta na mmalite, OznỌd. 93:38. A gaghị ama onye aka ya dị-ọcha ikpe ya na ndị ajọọ omume, OznỌd. 104:7. Joseph na Hyrụm Smith bụụrụ ndị ikpe ime ihe ọjọọ ọbụla na-amaghị, OznỌd. 135:6–7. Ụmụ-ntakịrị zuru oke site na ntọ-ala nke ụwa, Moses 6:54.