Onye-isi mụọ-ozi Hụ kwa Adam; Maịkel Maikel ma-ọbụ Adam bụ onye-isi mụọ-ozi ma-ọbụ onye ndu mụọ-ozi. Onye-nwe ga-esi n’elu-igwe ridata jiri iti mkpu, jiri olu onye-isi mụọ-ozi, 1 Ndị-Tes. 4:16. Maikel bụ onye-isi mụọ-ozi, Jud 1:9 (OznỌd. 29:26; 88:112; 128:20–21).