Leman Hụ kwa Lihaị, Nna nke Nifaị; Ndị Leman N’ime Akwụkwọ nke Mọmọn, nwa-nwoke nke Lihaị na Saraịa nke kachasị okenye na nwanne nwoke Nifaị nke kachasị okenye (1 Nif. 2:5). Leman n’ihe nile họọrọ ime ajọọ omume karịa ihe ọma. Leman tamuru ntamu megide nna ya, 1 Nif. 2:11–12. Nupuru isi megide onye ezi-omume bụ nwanne ya nwoke Nifaị, 1 Nif. 7:6 (1 Nif. 3:28–29). O soghị keta oke nke mkpụrụ osisi nke ndụ ahụ n’ime ọ̀hụ́ Lihaị, 1 Nif. 8:35–36. Ọbụbụ-ọnụ bịakwasịrị Leman na ndị na-eso ya, 2 Nif. 5:21 (Alma 3:7).