Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Jekọb, Nwa-nwoke nke Aịsak


Jekọb, Nwa-nwoke nke Aịsak

Otu onye isi ezi na ụlọ na onye-amụma Testament Ochie; nke nta n’ime ejima ụmụ ndịkom nke Aịsak na Rebeka (Jen. 25:19–26). Jekọb nwetara ọnọdụ ọkpara gafere nwa-nne ya nwoke Ịsọ. Nke a bụ n’ihi itozu oke nke Jekọb na ịlụ alụlụ n’ime ọgbụgba-ndụ, ebe Ịsọ ledara ọnọdụ ọkpara ya anya na lụọ alụlụ pụọ n’ọgbụgba-ndụ (Jen. 25:30–34; 26:34–35; 27; 28:6–9; Ndị-Hib. 12:16).

Bipụta