Isi ntaram-ahụhụ Hụ kwa Igbu-mmadụ Ntaram-ahụhụ site n’ọnwụ maka ihe ọjọọ e mere, kachasị nke metụtara ntaram-ahụhụ n’ihi igbu mmadụ. Onye nke na-akwafu ọbara mmadụ, site na mmadụ ka a ga-akwafu ọbara ya, Jen. 9:6 (NAJS Jen. 9:12–13). Onye na-egbu mmadụ ka a ga-egburịrị, Ọnọgụ. 35:16. Ndị nile na-egbu mmadụ bụ ndị na-akpachapụ anya egbu ga-anwụ, 2 Nif. 9:35. Amawo gị ikpe ọnwụ dịka iwu kwadoro, Alma 1:13–14. Onye ahụ nke gburu mmadụ ka a tara ahụhụ ruo n’ọnwụ, Alma 1:18. Iwu chọrọ ndụ nke onye ahụ nke gburu mmadụ, Alma 34:12. Onye ahụ nke na-egbu ga-anwụ, OznỌd. 42:19.