Zinọk Otu onye-amụma nke Israel n’ime oge nile Testament Ochie onye a kpọtụrụ aha nanị n’ime Akwụkwọ nke Mọmọn. O buru amụma nke ọnwụ Kraịst, 1 Nif. 19:10. O kwuru maka Ọkpara nke Chineke, Alma 33:15 (Alma 34:7). Ọ bụụrụ onye e gburu n’ihi okwukwe ya maka ezi-okwu ahụ, Alma 33:17. Buru-amụma gbasara ọbịbịa nke Mesaịa ahụ, Hil. 8:20.