Inyeghachi, Ịkwụghachi Hụ kwa Mweghachi nke ozi-ọma Iweghachi íhé ma-ọbụ ọnọdụ nke e wepụrụ ewepụ ma-ọbụ furu-efu. Mụọ ahụ na arụ ahụ a ga-ejikọta ha ọzọ n’ụdị ya zuru oke, Alma 11:43–44. Mweghachi ga-abụ iweghachi azụ ihe ọjọọ maka ihe ọjọọ, ezi-omume maka ezi-omume, Alma 41:10–15. Anyị kweere na mweghachi nke Agbụrụ Iri ahụ na kwa a ga-eweghachi ụwa nye ebube paradaịs ya, Ndep. Ok 1:10 (OznỌd. 133:23–24).