Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Onye nkwusa ozi-ọma


Onye nkwusa ozi-ọma

Onye ahụ nke na-ebu ma na-ekwusa ezi ozi ahụ nke ozi-ọma Jisus Kraịst. Joseph Smith kuziri n’onye nkwusa ozi-ọma bụụrụ onye isi ezi na ụlọ. Ndị isi ezi na ụlọ ka a na-akpọ na chie echichi site na ntụzi aka nke Ndị-ozi Iri na Abụọ ka ha na-enye ngọzi nile pụrụ iche nke a na-akpọ ngọzi nile nke onye isi ezi na ụlọ.