Zarahemla Hụ kwa Amọn, onye agbụrụ Zarahemla; Miulek N’ime Akwụkwọ nke Mọmọn, Zarahemla na-atụnyere (1) otu nwoke onye duru ndị mba ọzọ nke Miulek, (2) otu nnukwu obodo a gbasoro ya kpọọ aha, (3) ala nke Zarahemla, ma-ọbụ (4) ndị ahụ sooro ya. Zarahemla n̄ụrịrị on̄u na Onye-nwe e zitawo ndị Nifaị, Ọmnaị 1:14. Zarahemla nyere akụkọ agbụrụ nke ndị nna ha, Ọmnaị 1:18. Amọn sitere n’agbụrụ nke Zarahemla, Mosa. 7:3, 13. E hiwere ụlọ Nzukọ-nsọ n’obodo-ukwu Zarahemla, Alma 5:2. Ọ bụ n’ihi ndị ezi-omume ka e ji zọpụta ndị ajọọ mmadụ na Zarahemla, Hil. 13:12. Obodo-ukwu Zarahemla ka a kpọrọ ọkụ n’ọnwụ nke Kraịst, 3 Nif. 8:8, 24.