Kwalite Hụ kwa Mbilite n’ọnwụ Ime ka ndụ dịrị, ị bilite n’ọnwụ, ma-ọbụ ị gba-nwe mmadụ nke ga-eme ka o nwee ike ịnọ n’iru nke Chineke. Chineke e mewo ka anyị so Kraịst dịkọ ndụ, Ndị-Efe. 2:4–5 (Ndị-Kọl. 2:6, 12–13). E mere ka Kraịst nwụọ ọnwụ n’anụ arụ, mana e mere ka ọ dị ndụ na mụọ, 1 Pita 3:18 (OznỌd. 138:7). Onweghị onye ọbụla hụworo Chineke, ma ọbụghị na nkwalite site na Mụọ, OznỌd. 67:11. Mgbapụta bụ site n’onye ahụ na-akpọlite ìhè nile, OznỌd. 88:16–17. Ndị-nsọ ka a ga-enwogharị ma e bulie ha elu izute Kraịst, OznỌd. 88:96. Adam ghọọ onye a kwalitere n’ime ime mmadụ, Moses 6:65.