Ịbụ abụ Hụ kwa Abụ; Égwú Ife ofufe na ịja Chineke mma n’abụ na ama-okwu nke egwu. Bụkuo nụ Onye-nwe abụ, 1 Ihem. 16:23–36 (Abụọma 96). Bụkuo nụ Onye-nwe abụ, kelee kwa nụ ekele, Abụọma 30:4. Tikusie nụ Onye-nwe mkpu on̄u ike, Abụọma 100:1. Mgbe ha bụsịrị abụ, ha pụọ jee Ugwu Olive, Mat. 26:30. Mụọ Nsọ duru ha na-ịbụ abụ, Moro. 6:9. Abụ nke onye ezi-omume bụ ekpere nye m, OznỌd. 25:12. Ọ bụrụ na ị na-an̄ụrị on̄u, jiri ịbụ-abụ jaa Onye-nwe mma, OznỌd. 136:28.