Hana
Nne nke Samuel, otu onye-amụma Testament Ochie. Onye-nwe nyere Samuel n’aka Hana na-ọzịza nke ekpere ya nile (1 Sam. 1:11, 20–28). Hana doro Samuel nsọ nye Onye-nwe. Abụ ya nke inye ekele ka e nwere ike itule otu o siri yie nke Meri nne Jisus (1 Sam. 2:1–10; Luk 1:46–55).